Igbo's only (Page 75)

Date: 19-10-2009 9:49 am (13 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 72 73 74 [75] 76 77 78 ... 148
- kurupt419 at 7-07-2010 03:13 AM (13 years ago)
(m)
nsii egu na onwu ya.
Posted: at 7-07-2010 03:13 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- adaogbo at 7-07-2010 06:40 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: ndjoe on  7-07-2010 03:10 AM
ana ekwu okwu ndhi ga atuli nwayi ime mazi uwanile bu mr world aputa hewu uwa aruola

lol oga emeli ihe dhi na itu nwayi ime?
Posted: at 7-07-2010 06:40 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 7-07-2010 10:15 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on  6-07-2010 09:18 PM
achorom itu nwa agbogo ime ebe a

hmmmmm....... onye kpatara nku aruru si ka ngwere bia ya na ulo ya
Posted: at 7-07-2010 10:15 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 7-07-2010 11:24 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on  7-07-2010 10:15 AM
Quote from: Mr-World on  6-07-2010 09:18 PM
achorom itu nwa agbogo ime ebe a

hmmmmm....... onye kpatara nku aruru si ka ngwere bia ya na ulo ya
gwa dat Udo Aguleri ka onu o

Posted: at 7-07-2010 11:24 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Mr-World at 7-07-2010 11:50 AM (13 years ago)
(m)
achorom itu ADAGBO ime ebe a, otela aka ihe ya siri na amasim mana ochoghi ka m banye na d plasi (place) unu bu ndi aruru ala juru ebe ana a protesiti egensiti mi, biko hapunum aka kam nwere ndu mee ihe dim mma

Posted: at 7-07-2010 11:50 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 7-07-2010 07:42 PM (13 years ago)
(m)
ihea abala na akiko umu aka
Posted: at 7-07-2010 07:42 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Harnon at 7-07-2010 09:45 PM (13 years ago)
(f)
Onwe onye nnacho igbu na np e. Ona cho ajo oku! Chukwu aso!!
Posted: at 7-07-2010 09:45 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Harnon at 7-07-2010 09:46 PM (13 years ago)
(f)
Onwe onye nnacho igbu na np e. Ona cho ajo oku! Chukwu aso!!
Posted: at 7-07-2010 09:46 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Harnon at 7-07-2010 09:47 PM (13 years ago)
(f)
Onwe onye nnacho igbu na np e. Ona cho ajo oku! Chukwu aso!!
Posted: at 7-07-2010 09:47 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 7-07-2010 10:39 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: Harnon on  7-07-2010 09:47 PM
Onwe onye nnacho igbu na np e. Ona cho ajo oku! Chukwu aso!!

kedu onye ichoro Igbo mmm ka iso na ndi ogbu ora obara?
Posted: at 7-07-2010 10:39 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Harnon at 7-07-2010 10:52 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: ndjoe on  7-07-2010 10:39 PM
Quote from: Harnon on  7-07-2010 09:47 PM
Onwe onye nnacho igbu na np e. Ona cho ajo oku! Chukwu aso!!

kedu onye ichoro Igbo mmm ka iso na ndi ogbu ora obara?
nna, achorom i kpo afaya. Mana obu obele nsi. Ng'eme nonsense. Nga sachapu ara dia na anya.
Posted: at 7-07-2010 10:52 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 7-07-2010 11:44 PM (13 years ago)
(m)
ok ngwa nu ma giri kwa nwayo maka na  ima na umu aka ah machakwa (kunfu) ka ndi China okwa ka ha hapu iji uku gbapu ghi my God na anya
Posted: at 7-07-2010 11:44 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- adaogbo at 8-07-2010 02:33 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: Mr-World on  7-07-2010 11:50 AM
achorom itu ADAGBO ime ebe a, otela aka ihe ya siri na amasim mana ochoghi ka m banye na d plasi (place) unu bu ndi aruru ala juru ebe ana a protesiti egensiti mi, biko hapunum aka kam nwere ndu mee ihe dim mma

bia nwa ah odhi ka idi ghi atu ujo kpacha kwara anya ghi, ke onye i ga atu ime? ka obu nwa obere ihe ahu no ghi na etiti uku ka iji atu mmadu ime
Posted: at 8-07-2010 02:33 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- kurupt419 at 8-07-2010 04:33 AM (13 years ago)
(m)
hahahahahahaha  chiee
Posted: at 8-07-2010 04:33 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Harnon at 8-07-2010 05:12 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: ndjoe on  7-07-2010 11:44 PM
ok ngwa nu ma giri kwa nwayo maka na  ima na umu aka ah machakwa (kunfu) ka ndi China okwa ka ha hapu iji uku gbapu ghi my God na anya
lmao!
Posted: at 8-07-2010 05:12 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 8-07-2010 10:49 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: adaogbo on  8-07-2010 02:33 AM
Quote from: Mr-World on  7-07-2010 11:50 AM
achorom itu ADAGBO ime ebe a, otela aka ihe ya siri na amasim mana ochoghi ka m banye na d plasi (place) unu bu ndi aruru ala juru ebe ana a protesiti egensiti mi, biko hapunum aka kam nwere ndu mee ihe dim mma

bia nwa ah odhi ka idi ghi atu ujo kpacha kwara anya ghi, ke onye i ga atu ime? ka obu nwa obere ihe ahu no ghi na etiti uku ka iji atu mmadu ime

chai!!!!!! oburum ka agwara ihe a.... akwuom udor
Posted: at 8-07-2010 10:49 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- cadanre at 8-07-2010 10:54 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: ndjoe on  6-07-2010 04:09 PM
Quote from: cadanre on  6-07-2010 02:31 PM
In baccin da nake gudun ku saceni, da na yi aboki daga cikinku. Kuna son bahaushe a matsayin aboki?

aboki kedu?

Inyamiri odimma. Kedu maka unyengi?

Posted: at 8-07-2010 10:54 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- cadanre at 8-07-2010 10:56 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: mibenne on  6-07-2010 04:11 PM
Bia cadanre, which part of the English did u not understand? Igbos only.abi u miss ur way?si eba puo.

Onye na mbom?

Posted: at 8-07-2010 10:56 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- cadanre at 8-07-2010 10:59 AM (13 years ago)
(f)
O gini?

Posted: at 8-07-2010 10:59 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- bomsiluv at 8-07-2010 03:00 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: cadanre on  8-07-2010 10:59 AM
O gini?

Who taught you Igbo language?
Posted: at 8-07-2010 03:00 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 72 73 74 [75] 76 77 78 ... 148