Posted: at | |
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
nwanne m...... kedu kwan ihe isi ka mu kwuo........ okwa agwara mr uwa na onye kpatara nku aruru si ka ngwere bia na bee ya.... Reply
| |||||
kedu nke n'eme ebe a Reply
| |||||
eziokwu ka ikwuru maka na Mr uwa na awu onwe ya na ala mgbe ufodu.chefuzie na onye na egwu egwu with nwa okuko na ebu akpala na aka ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: mallorca on 9-07-2010 11:32 AM eziokwu ka ikwuru maka na Mr uwa na awu onwe ya na ala mgbe ufodu.chefuzie na onye na egwu egwu with nwa okuko na ebu akpala na aka biko ka anyi hapu zie okwu ahu ka ohapu idi ka.........
| |||||
Quote from: adaogbo on 8-07-2010 02:33 AM Quote from: Mr-World on 7-07-2010 11:50 AM achorom itu ADAGBO ime ebe a, otela aka ihe ya siri na amasim mana ochoghi ka m banye na d plasi (place) unu bu ndi aruru ala juru ebe ana a protesiti egensiti mi, biko hapunum aka kam nwere ndu mee ihe dim mma bia nwa ah odhi ka idi ghi atu ujo kpacha kwara anya ghi, ke onye i ga atu ime? ka obu nwa obere ihe ahu no ghi na etiti uku ka iji atu mmadu ime bia dis girl do u need any of dis materials? TALK AM LISTENING!!!
| |||||
agam egi ura mawa dis adaogbo anya ooo, odika omaghi na m na gbadun her style, bia adaogbo achoghizim gi, abum big boy, fine boy,talented boy,anom na ofe, apikagom,ana asu poto poto,adim mighty,adoghi onye no ebea aga eji tunyere m...I GET SWAG! ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
and whats up if i come in ?? Reply"THE WICKED MAN FLEES THOUGHT NO ONE PURSUES, BUT THE RIGHTEOUD ARE AS BOLD AS A LION"
| |||||
bia kezie ihe na eme ebea kedu ndi na alu ogu ahu Reply
| |||||
ndi na alu ogu bu ADAOGBO,BLINGS,NDJOE,MALLORCA na NICESTOBI ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
Quote from: blings_is_back on 19-10-2009 12:54 PM Quote from: divineproject on 19-10-2009 12:42 PM Wetin, those of us that didnt school in Igboland might not know how to write it, but that doesnt mean we arent Ibos........... obughi maka iga school na ala igbo... oburu na imaghi ede igbo, inata obodo gi jee muo ya... agwa zinam ihe ahu ina ekwu... kedu maka ndi ugwu na ndi ofe mmanu, onye nke jee go du obodo oyibo, ogana asu kwa be ha.. nke ndi igbo aghaghi adi iche Isu Ibo na ide Ibo abughi ofu ife nwanne,...ndi ufodu ga asu Ibo nke oma mana ha amaghi ede... Odi ka ndi Ocha, obughi ha nile ma ka esi ede Oyibo...mana ha ga asu ya nke oma. Ihe ima atu, ufodu ha amaghi ihe di iche na 'then' na 'than'. Owe buru okwu, mana onye amaghi asu Ibo, biko tiche uche gi na ya mua ya. Ka Chineke mezie Okwu...Amiiii!
| |||||
Ukochukwu ogini ka chineke na emezi? ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
EKENEM UNU Reply
| |||||
Quote from: bomsiluv on 8-07-2010 03:00 PM Quote from: cadanre on 8-07-2010 10:59 AM O gini? Who taught you Igbo language? Honestly I served in Igboland. 11 months. IN ZAKA FADI, FADI GASKIYA, KOMAI TA JA MA A YI MAKA
| |||||
CUROMBE CEDANRE Reply
| |||||
Quote from: missKalu on 9-07-2010 03:07 PM bia kezie ihe na eme ebea kedu ndi na alu ogu ahu omalicham..... onweghi ndi na alu ogu kama obu mr uwa na acho onye oga atuba ime...... biko aga kwala ya nso
| |||||
shakin ikebe Reply![]() ![]() "THE WICKED MAN FLEES THOUGHT NO ONE PURSUES, BUT THE RIGHTEOUD ARE AS BOLD AS A LION"
| |||||
come na igbo woman be that? Reply
| |||||
NO NOW THOSE ONES R SPOILED US BABES XDXDXD Reply"THE WICKED MAN FLEES THOUGHT NO ONE PURSUES, BUT THE RIGHTEOUD ARE AS BOLD AS A LION"
| |||||
... i for say wether na igbo babes be that Reply
|
I Had to Sell My House - Nollywood Actor, Tito Harrison Opens up His Health Struggles (VID)
What You Should Know About The New Pope Leo XIV, Born Robert Francis Prevost
Moment A Man Stole iPhone 14 Pro Max & Samsung Phone While Salesgirls Were in Deep Sleep
President Tinubu Approves The Appointment of Ms. Usoro Akpabio as MD of SSDC
IPOB Leader, Nnamdi Kanu Clears The Air On His Role in 2020 #EndSARS Protest
Man Madu Simon Arrested As NAFDAC Bust Lagos Outlet Where Expired Drinks Are Sold (VID)
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
VIDEO: Latest Update on VeryDarkMan's Situation From EFCC Custody
Alex Ekubo's New Appearance Sparks Reactions As He's Spotted After Social Media Break
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
NEW POPE: Burkina Faso Cardinal Could Be Dropped For Not Knowing His Birthday
Woman Sparks Outrage Over Post Urging Abroad-Based Men to Avoid Igbo Wives Without Prenup
FRESH EVIDENCE! CCTV Footage Disproves Claims Of VeryDarkMan’s Arrest Inside GTBank (Video)
"Green For A New Beginning": Annie Macaulay Embraces Fresh Chapter After Split from 2Baba
#FreeVDM: GTBank Faces Mass Withdrawals As Fans Rally Behind VeryDarkMan Over Alleged Arrest