Posted: at | |
| |||||
puorom na uzo biko Reply
| |||||
EGBOCHILIM GI Reply
| |||||
onwere onye nochiri ibe ya n'uzo ? Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
MU WA AMAGHI M Reply
| |||||
abata go nu m !! ndewo nu oo !! Reply
| |||||
biko kedu ka unu mere ejim na ka na ndi igbo nile no na ebe na enwe so obi uto Reply
| |||||
otua ka odi nwanne'm nwanyi Reply
| |||||
ndi beanyi, kedu ihe mere unu ji hapuzi iga n'tu utu oha ekwuru okwu ya kemgbe Replyego a bu $50 onwa obula gbaanu mbo huna unu n'eme ka ya bu ego n'erute m bu ojide-ego aka maka ndi ugwo, igbo bu igbo ekeleem unu.
| |||||
Quote from: ladymorgana on 22-09-2010 05:11 PM biko kedu ka unu mere ejim na ka na ndi igbo nile no na ebe na enwe so obi uto morgana iga abia na ulom ka mu mee gi welcome ofuma..... inugo ihem kwuru?
| |||||
Quote from: onyiis on 21-09-2010 09:32 PM onwere onye nochiri ibe ya n'uzo ? dat boy no gi na ele nochirim uzo.... si ya puo na uzo kitaa maka mmadu ibe akwa ugbua
| |||||
@ bling heheheeeeeeeeeeee !!! amaghi m n'ime unu abua onye ga ebu uzo bee akwa Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
how can 9ja progress with all this shit.... am not mad at you for writing in your language but i just think it`s bullshii to tittle it igbo only. pardon me though! Reply
| |||||
ewu..enwe..okpoko...anu-ohia....common si ebe a puo osiso !! Reply
| |||||
biko nu,o nwere olu ibe ya ,ohuru ebe a? Reply
| |||||
heheheeeeeeeeeee !!!! ofuru uzo bata ebe a Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 25-09-2010 09:17 AM heheheeeeeeeeeee !!!! ofuru uzo bata ebe a Nnnem afurum uzo, mana amaghim ebe isi anyi bataa,
| |||||
heheheeeeee !!! o bughikwa mu kwuru Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 25-09-2010 01:19 PM heheheeeeee !!! o bughikwa mu kwuru NWANYIOCHA INA ATU UJO ONWERO IHE OGA EME, OFURU UZO GBABATA NA OGBAKO NDI IGBO.
| |||||
Kedekwanu otu m si atu ujo ebe m nwere umunne di ka unu na ogbako a ? O bu na inubeghi na "igwe bu ike " ? ReplyKama achoro m ka udo chia !!!! "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)