Igbo's only (Page 113)

Date: 19-10-2009 9:49 am (15 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 110 111 112 [113] 114 115 116 ... 148
- shaoyang at 3-10-2010 02:00 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: solid_solid on  1-10-2010 05:38 PM
Quote from: shaoyang on 30-09-2010 01:24 PM
INFACT ACHORO M ICHI ECHICHI, KEDU NDI ICHIE ENWERE EBEA?

ECHICHI GINI KA ICHORO ICHI? ..... OBU  ONODU OKUKO 1,
Chaii.... nwanne m obu ka idi?
Posted: at 3-10-2010 02:00 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 3-10-2010 02:02 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on  2-10-2010 01:11 PM
Quote from: shaoyang on 30-09-2010 01:24 PM
INFACT ACHORO M ICHI ECHICHI, KEDU NDI ICHIE ENWERE EBEA?

ichoro ima..... iga abata na nke eze ndigbo ka ogwa gi..... anaghi akwu na ezi atu aka
Igbo enweghi eze cha cha, buru nkeahu n'obi gi ugbua.
Posted: at 3-10-2010 02:02 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 3-10-2010 02:06 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on 30-09-2010 01:31 PM
kedu afa echichi gi ka anyi mara na odikwa mma?
Chere ka m chemie echiche ime ka m were cheputa
Aha echichi kpakoro onu m ga aza inugo?
Posted: at 3-10-2010 02:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 3-10-2010 02:11 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on  2-10-2010 04:54 PM
Ndi na echi achichi , ha chie kwa nke na agaghi eme ufodu mmadu isi mgbaka .
Mbanu nwannem nwanyi anyi g'echichi udo obughi imebi emebi inugo
Emena nkuja
Posted: at 3-10-2010 02:11 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- prism at 3-10-2010 04:02 PM (14 years ago)
(m)
ndi igbo mma mma nuooooooooooo
Posted: at 3-10-2010 04:02 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- onyiis at 3-10-2010 06:08 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: nicestobi on  2-10-2010 05:04 PM
isi mbgaka keh!


onwere ufodu echichi nwere ike ................................................................. Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin

Posted: at 3-10-2010 06:08 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 3-10-2010 06:11 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: shaoyang on  3-10-2010 02:06 PM
Quote from: mallorca on 30-09-2010 01:31 PM
kedu afa echichi gi ka anyi mara na odikwa mma?
Chere ka m chemie echiche ime ka m were cheputa
Aha echichi kpakoro onu m ga aza inugo?



Biko cheputa ya bu aha ososo .........................;;tupuu ha echie go "obele nsi na emebi ike 1"  Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin

Posted: at 3-10-2010 06:11 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- kurupt419 at 4-10-2010 02:00 AM (14 years ago)
(m)
.....
Posted: at 4-10-2010 02:00 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 4-10-2010 05:56 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on  3-10-2010 06:11 PM
Quote from: shaoyang on  3-10-2010 02:06 PM
Quote from: mallorca on 30-09-2010 01:31 PM
kedu afa echichi gi ka anyi mara na odikwa mma?
Chere ka m chemie echiche ime ka m were cheputa
Aha echichi kpakoro onu m ga aza inugo?



Biko cheputa ya bu aha ososo .........................;;tupuu ha echie go "obele nsi na emebi ike 1"  Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin

CHAII....  NWANNE MMADU ILERUKWARA ANYA OFUMA? EPEGHI M MPE MA OTU EZURUM EZU KWUZUO AKWUZU
YA BU DI KA M BU IGWE OKPOLOKPOLO SI WERE KWUO N'MBU ..EMENA NKUJA INUGO
Posted: at 4-10-2010 05:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Makasine at 4-10-2010 11:19 PM (14 years ago)
(f)
Unu ka nno kwa ebea?Huh?
Posted: at 4-10-2010 11:19 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- kurupt419 at 5-10-2010 12:52 AM (14 years ago)
(m)
gini?Huh?Huh??
Posted: at 5-10-2010 12:52 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 5-10-2010 10:18 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on  3-10-2010 06:08 PM
Quote from: nicestobi on  2-10-2010 05:04 PM
isi mbgaka keh!


onwere ufodu echichi nwere ike ................................................................. Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin
e dikwa sure?
Posted: at 5-10-2010 10:18 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 5-10-2010 02:11 PM (14 years ago)
(m)
onye choro ichi echichi? .... ofugo mu bu eze igbo anya
Posted: at 5-10-2010 02:11 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 5-10-2010 06:01 PM (14 years ago)
(m)
anyi g'elegi nlele iji mara ma itozukwara etozu ibu eze ndi igbo n'N.P
Gwam Gwam Gwam, Gwam; Okorobia ocha ana-ama ura aka n'bu aka n'bu?
Posted: at 5-10-2010 06:01 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- joldon at 5-10-2010 06:38 PM (14 years ago)
(m)
UMU NNAM,ACHOKWARAM KA UNU KWUTE OKWU BARA URU KA ANYI NILE TUNYE YA ONU.
Posted: at 5-10-2010 06:38 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- joldon at 5-10-2010 06:41 PM (14 years ago)
(m)
OBU ONU KA UNU BIARA IKO EBEA,ECHEKWAM NA ONWERE IHE BARA URU ACHORO IKPA MAKA YA.
Posted: at 5-10-2010 06:41 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- onyesexy at 6-10-2010 11:35 AM (14 years ago)
(f)
Nna igbu nnwa afo Nna gi muru gi. Dalu
Posted: at 6-10-2010 11:35 AM (14 years ago) | Newbie
Reply
- solid_solid at 6-10-2010 11:59 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: shaoyang on  5-10-2010 06:01 PM
anyi g'elegi nlele iji mara ma itozukwara etozu ibu eze ndi igbo n'N.P
Gwam Gwam Gwam, Gwam; Okorobia ocha ana-ama ura aka n'bu aka n'bu?

NWANNE  ... NKE AHU BU EBERE OKWU ..... MAKA AJUJU GI OBU .... AKPU

SO ETOZORUM IBU EZE NDI IGBO .... NKWA BIA FUM ANYA UGBUA
Posted: at 6-10-2010 11:59 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 7-10-2010 03:22 AM (14 years ago)
(m)
chai lekwanu m anya bikonu kedu ife nwanyi ah na enyekwanu m nsogbu?
Posted: at 7-10-2010 03:22 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 7-10-2010 04:25 AM (14 years ago)
(m)
kam gafele onwem
Posted: at 7-10-2010 04:25 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 110 111 112 [113] 114 115 116 ... 148

Featured Discussions