Udo di umu nne. onweghi ihe na eme nu. anyi bu umu afo igbo bu ndi nwe obodo a. Posted: at 25-11-2011 08:41 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
mallorca at 26-11-2011 01:03 AM (13 years ago) (m) Ndi be anyi udo diri unu dikwara onwe mepere onodua. Mazi Marlloca kedu ka emere ejim n'aka na udo di?
Onye nze, akwum jim jim na ka zuma rock...oga adiri gi na mma o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 26-11-2011 01:03 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Skypon2002 at 26-11-2011 03:15 AM (13 years ago) (m) unu na atapia asusu n'ebaa ooooo
Am absolutely so made of what i cannot actually decode Posted: at 26-11-2011 03:15 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Somaniya at 24-12-2011 04:59 AM (13 years ago) (f) Gini bu ndi Igbo ga izute ka e detara akwukwo edemede. E bu ka so ekeelee onye Ndi Igbo na asuu na dee. Kam be erutu ndi Igbo onye na achoo muuoo Igbo. nke ofu? Koowaa biko. Posted: at 24-12-2011 04:59 AM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
Somaniya at 24-12-2011 05:11 AM (13 years ago) (f) @ OP Maka gini bu e dee ndi Igbo ga izute ka e detara akwukwo edemede. E bu ka so ekeelee onye Ndi Igbo na asuu na dee. Kam be erutu ndi Igbo onye na achoo muuoo Igbo. nke ofu? Koowaa biko.  Bono mdee nke ahuu feecha na dee ozo. Posted: at 24-12-2011 05:11 AM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
igbo ekele mu unu! ya diri nwoke na nwayi nma, achorom ka ndi igbo nile no ebea,ka anyi di na otu mgbe nile! ka chineke gozie onye obula na ezi na ulo ya, udo na oga ni ihu buru nke ndi igbo oge nile, ndewo nuo. Posted: at 24-12-2011 06:51 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Skypon2002 at 24-12-2011 08:51 AM (13 years ago) (m) igbo ekele mu unu! ya diri nwoke na nwayi nma, achorom ka ndi igbo nile no ebea,ka anyi di na otu mgbe nile! ka chineke gozie onye obula na ezi na ulo ya, udo na oga ni ihu buru nke ndi igbo oge nile, ndewo nuo.
udo diri gi i bu kwa ezigbo onye igbo omasiri'm otu e si ede asusu igbo a
Am absolutely so made of what i cannot actually decode Posted: at 24-12-2011 08:51 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Somaniya at 25-12-2011 06:48 AM (13 years ago) (f) Dalu EscapedPrince ekwuo adinma. Posted: at 25-12-2011 06:48 AM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
Skypon2002 at 25-12-2011 11:22 AM (13 years ago) (m) nne nne, kedu ka e'mere?
Am absolutely so made of what i cannot actually decode Posted: at 25-12-2011 11:22 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kebella at 27-02-2012 11:15 PM (13 years ago) (f) KB, asim ndu nmiri ndu azu. Egbe bere ugo bere. M na'ayo olisa bi na igwe ka o juputa ebun na'uche anyi nili na afo oma ya, ma mezuo nkwa ngozi na oganihu ya na ndu anyi. Nwannem, anwuchile maka ekpere oma dum i kperele m. O ga adiri nma n'aha Olisa bi na Igweh. Ka Chineke mezie okwu.
amin!! egbe siri ibe ya ebena nku kwa ya..........ejim n'aka na aru di gi na ndi be gi
my name is kebella ........yu already no that ...heheh...if yu wanna smell what kebella is cooking........bring it up!! Posted: at 27-02-2012 11:15 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
NDI IGBO KWEENU! NDI IGBO KWEENU!! NDI IGBO KWEZUONU!!! ISEEEE, YA DIRI UMU AFO IGBO N'ILE NA NMA, EKELE M N'AGARA ONYE CHEPUTARA ATUMATU NKAA, YA DIRI GI NA NMA NKE UKWUU, MGWA NDI IGBO K'ANYI SUONU IGBO. NDEWO NU (PROUD IGBOIST) Posted: at 28-02-2012 11:54 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
charbalos at 13-03-2012 07:37 AM (13 years ago) (m) Ekelem umu afo igbo ndi ona anu oku n'obi gbasara asusu na omenala igbo.ofu ihem nchoro ide n'bea bu na nwa afo owere n'aku egwu kuru n'egwu si "UKWU NO ANYI N'MBA ARI ANYI NMA LARUO NU ULO".I laru ulo abughi nani igba ugboala lawa ala igbo,man isu asusu igbo oge nile we n'kuzikwara ndi n'maghi kesi asu asusu igbo.otu aka ahu anyi ga gba mbo nweh otu gana elebara anya maka ina ACHPUTA/HOPUTA okwu ndi oyibo NDI NKE NADIGHI N'ASUSU ANYI WEE KWE IKE INYE ODI MKPURUOKWU NDIA AHA,ka oga aburu na asusu igbo ga na eme ndi mmadu anuri isu Posted: at 13-03-2012 07:37 AM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
hmmmmmmmmmm
I AM WHO I AM, IF YOU DON'T LIKE IT, YOU CAN BLOODY DO THE OTHER THING AND FCUK ALL HATERZ Posted: at 29-04-2012 12:50 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
jessymic at 22-06-2012 04:14 PM (12 years ago) (f) unu emla oooooooooooooooooo Posted: at 22-06-2012 04:14 PM (12 years ago) | Upcoming | |
Reply |
sophiebaby at 22-06-2012 04:20 PM (12 years ago) (f) mbouck daka kusong yan frooo
Life is 2short to wake up in the morning with regrets. LOVE KEEPS NO RECORD OF WRONGS*SOPHIEBABY* :* Posted: at 22-06-2012 04:20 PM (12 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mbouck daka kusong yan frooo
Kedu ije ?? Posted: at 22-06-2012 04:24 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Boobies at 22-06-2012 05:29 PM (12 years ago) (f) EGBE BERE UGO BERE NKE SI IBE YA EBELA GOSI YA EBE O GA EBE..... UDOOOO Posted: at 22-06-2012 05:29 PM (12 years ago) | Upcoming | |
Reply |
zitto1 at 23-06-2012 08:56 AM (12 years ago) (m) Udo diri unu nile. Ezi okwu obi dim uto maka ife unu dere na e ba.... Anamu amu igbo wayo wayo.... Ma bike unu were mu otu unu huru biko. Ihe na eme na obodo anyi kwesiri ka yi indi Igbo diri notu nakwa asu igbo maka ogosiri na yi echefu be hi ide dika nnayi ha - Ikemba, Uwazuruike ha na ohaneze idi igbo.... Biko unu jisie ike... Posted: at 23-06-2012 08:56 AM (12 years ago) | Newbie | |
Reply |
DJSNIPPER at 1-07-2012 11:44 PM (12 years ago) (m) echi ada gu agu Posted: at 1-07-2012 11:44 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |