valleydust at 4-07-2009 11:31 AM (15 years ago) (m)
owu ezi oku ka i-kuru, a bia n' ime ulo uka enwere ndi wu agu na apkupku aturu. mechanic emela anyi amaghi ndi wu ndi ara. ya mere umu nwoke ga elezi anya elezi. e nwere ike ihu ezi nwanyi ebe obula.
Posted: at 4-07-2009 11:31 AM (15 years ago) | Gistmaniac
chrissiebee at 4-07-2009 01:47 PM (15 years ago) (f)
WTF? are u people tryan segregate the board with ur chukwuchuklwu bambam shyt?? abeg waka pass! oshisko!
<a href="http://tinypic.com" target="_blank"><img src="http://i41.tinypic.com/2ezmli0.jpg" border="0" alt="Image and video hosting by TinyPic">[/url]STILL A CERTIFIED V-SQUADER!! Take it or leave it! A wise man told me don't argue with fools,Cause people from a distance, can't see who is who
Posted: at 4-07-2009 01:47 PM (15 years ago) | Hero
@vivian... for this oo, at least i go learn to write Igbo language.
@topic... Is 30% possible to meet a good woman in churches and 70% chance of meeting "Bad ooo" ones too, who pretend to be good..sing loudest..speak in tongue"false"
My life is BEAUTIFUL! . . don't NEED attentions, Give 'em to those who really NEED 'em. . . No Time
Posted: at 4-07-2009 02:10 PM (15 years ago) | Hero
obu ezi okwu ka i kwuru ,mana ufodu umunwoke choro nani nke emeziri emezi,oye ka ha choro ka omezie ha ya?, ndi igbo si na "otu onye siri tuo ute ya ka o ga esi dinara na ya" ugbua umu nwoke nile no ebea jiri aka gi mee nwanyi ahu ifuru na anya ka oburu ihe i choro ka oburu, ogwuchago ka o ha mu na onu!!!!!!
Posted: at 4-07-2009 02:19 PM (15 years ago) | Newbie
@vivian... for this oo, at least i go learn to write Igbo language.
@topic... Is 30% possible to meet a good woman in churches and 70% chance of meeting "Bad ooo" ones too, who pretend to be good..sing loudest..speak in tongue"false"
good of u... i learnt how to write it here on np.. hated the subject when i was in skool... o bugi ihe nile na akpor na bu umu chukwu.
Posted: at 4-07-2009 02:32 PM (15 years ago) | Hero
obu ezi okwu ka i kwuru ,mana ufodu umunwoke choro nani nke emeziri emezi,oye ka ha choro ka omezie ha ya?, ndi igbo si na "otu onye siri tuo ute ya ka o ga esi dinara na ya" ugbua umu nwoke nile no ebea jiri aka gi mee nwanyi ahu ifuru na anya ka oburu ihe i choro ka oburu, ogwuchago ka o ha mu na onu!!!!!!
eziokwu ka i kwuru.
Posted: at 4-07-2009 02:33 PM (15 years ago) | Hero
ok please Mrs Vivian interpret this i don't understand dis incantation
thats what u should have done instead of wagging ur cartoon tongue.. it says "a good wife, is difficult to get"... where do u think u can get 1... the church, on the road or just any where ? hope u are satisfied .
Posted: at 4-07-2009 03:15 PM (15 years ago) | Hero