nicestobi at 3-07-2010 05:10 PM (14 years ago) (m) ONLY U ONE? Posted: at 3-07-2010 05:10 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 3-07-2010 05:53 PM (14 years ago) (m) ndi igbo Ikwikwi adighi ebe kwanu na nkiti, okwa maka ndi uta o
ikwikwi aghi ebe ma ncha... nke obula mu huru ebe a tupu ona ebe agam eji aka odo kugbuo ya odikwa mma o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 3-07-2010 05:53 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 3-07-2010 07:06 PM (14 years ago) (m) unu ana ebi!!! Posted: at 3-07-2010 07:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 3-07-2010 07:54 PM (14 years ago) (m) mama nu ooo Posted: at 3-07-2010 07:54 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
adaogbo at 4-07-2010 01:54 AM (14 years ago) (f) kedu to all Posted: at 4-07-2010 01:54 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Mr-World at 4-07-2010 06:56 AM (14 years ago) (m) @misskalu nwanyi oma mr world na ekele
SO U KNOW SEE ME NA WOMAN U GO GREET ABI? .... OYA GREET ME NOW bia nwata a, odika onwere ife na eme gi n`isi? kedu ka m ga eji hapu ikele nwanyi, kene gi bu nwoke, eghirim gi osochigbo? kpachara anya gi ebe a, legodu otu isiri bia kuolum olu
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 4-07-2010 06:56 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 4-07-2010 01:48 PM (14 years ago) (m) ANYI GA EKE EGO EBA ECHI Posted: at 4-07-2010 01:48 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
rbest at 4-07-2010 03:13 PM (14 years ago) (f) hahahahahaha, unu na akpam amu, mr world kenekwa nwanyi ofuma. @nicetobi kedu ego i choro ike ebea, ezibgo ego maobu ego obara Posted: at 4-07-2010 03:13 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 4-07-2010 05:02 PM (14 years ago) (m) NKE OWUNA E KPOLO YA. HA NILE BU EGO INSHORT O EGO OBARA NKITA Posted: at 4-07-2010 05:02 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 4-07-2010 07:15 PM (14 years ago) (m) onye ejikwala ego ndi aka ha na adhi ghi ocha abatara m na forum a maka na nga etikwa madu ihe ebea Posted: at 4-07-2010 07:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 4-07-2010 08:19 PM (14 years ago) (m) okwa agwa nwata ife eji aba ogaranya osi ka ya dikwa ka odi na mbu.odiegwu
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 4-07-2010 08:19 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 4-07-2010 11:15 PM (14 years ago) (m) hapu umu azi ana egosi ha uku anu ebea ha si ghi mba na oka dhi na iru Posted: at 4-07-2010 11:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bismack at 5-07-2010 04:52 AM (14 years ago) (m) All dis pple speaking igbo as if they are rehearsing d language...mscheww Posted: at 5-07-2010 04:52 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Harnon at 5-07-2010 05:00 AM (14 years ago) (f) All dis pple speaking igbo as if they are rehearsing d language...mscheww
igbo differs my brotha. U knw. Posted: at 5-07-2010 05:00 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Harnon at 5-07-2010 05:02 AM (14 years ago) (f) Abum onye igbo!!! Posted: at 5-07-2010 05:02 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nicestobi at 5-07-2010 08:17 AM (14 years ago) (m) abum onye abia Posted: at 5-07-2010 08:17 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
abia gi bu moi moi..... and unu bu ndi na asu supiri supiri ebe a...... agam emeru kwa mmadu ahu oh!.... lekwa nu egbe kamu ji na aka na acho onye mu ga agbawa isi Posted: at 5-07-2010 09:52 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 5-07-2010 10:57 AM (14 years ago) (m) idi ara na ndi ogbu mmadu na abia ebe a, ka m jirikwa oso gbafuo tupu unu ebepum isi
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 5-07-2010 10:57 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Harnon at 5-07-2010 11:51 AM (14 years ago) (f) abia gi bu moi moi..... and unu bu ndi na asu supiri supiri ebe a...... agam emeru kwa mmadu ahu oh!.... lekwa nu egbe kamu ji na aka na acho onye mu ga agbawa isi
nna gbawa godu nke gi 1st. Inu? Onye ebei k'ibu? Posted: at 5-07-2010 11:51 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nicestobi at 5-07-2010 12:11 PM (14 years ago) (m) abia gi bu moi moi..... and unu bu ndi na asu supiri supiri ebe a...... agam emeru kwa mmadu ahu oh!.... lekwa nu egbe kamu ji na aka na acho onye mu ga agbawa isi
nwanna, egbe e ji na aka bu akara opuru ime ife obuna Posted: at 5-07-2010 12:11 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |