Harnon at 5-07-2010 12:27 PM (14 years ago) (f) idi ara na ndi ogbu mmadu na abia ebe a, ka m jirikwa oso gbafuo tupu unu ebepum isi
lol. Agbaghi oso. Onweghi ihe g'eme. Posted: at 5-07-2010 12:27 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
pacotex at 5-07-2010 01:24 PM (14 years ago) (m) NDI BE ANYI NMA-NMA NU! KEE KA UBOCHI TAA DI? ASIM KA M KELEE ONYE MALITERE IHEA MAKA O BU IHE KWESIRI-EKWESI BURU KWA IHE SIRI-ESI N'ANYI GA NA ASU IGBO N'EDE KWA YA EDE. MANA ANAM ASI K'ANYI MERE UMUNNE ANYI UFODI EBERE MAKANA O BUGHI HA KA OSI NA AKA. NNE NA NNA YA EMEGHE GO. UFODU NNE NA NNA EKWEGHI AKUSIRI UMU YA ASUSU ALA ANYI NA UFODU OMENALA. YA BU KA ANYI BU NDI NA ALU BEGHI NWANYI MATA NA O DIGHI NMA IDI NA AKUSIRI UMUAKA NANI ASUSU BEKEE. YA MBU IHE GA EME KA OMENALA ANYI HAPU INWE UGWU NA ETITI MBA NDI OZO. MAKA NA NDI OFE MMANU NA ASU ASUSU HA EBE OBULA HA BI, MA OBODO OYIBO, EBE OBULAGHI EBE. YA BU KANYI HARA KWANU IMEGHE DIKA UFODU UMUNNE ANYI! UDO DIRI UNU!!! Posted: at 5-07-2010 01:24 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
udo dikwara gi Posted: at 5-07-2010 03:57 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
nicestobi at 5-07-2010 05:37 PM (14 years ago) (m) AMEN! Posted: at 5-07-2010 05:37 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
amen bu kwanu gini Posted: at 5-07-2010 05:41 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ndjoe at 5-07-2010 08:08 PM (14 years ago) (m) abum onye abia
abum onye Effite Nanka Posted: at 5-07-2010 08:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
adaogbo at 6-07-2010 01:09 AM (14 years ago) (f) ok Posted: at 6-07-2010 01:09 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kurupt419 at 6-07-2010 02:41 AM (14 years ago) (m) igbo akam di na elu Posted: at 6-07-2010 02:41 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
agam apia mmadu itari here Posted: at 6-07-2010 08:47 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 6-07-2010 09:32 AM (14 years ago) (m) ndi ba anyi onwekwara ife di iche na mmanwu na oganigwe.maka na egbe adighi eyi ugo
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 6-07-2010 09:32 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 6-07-2010 01:01 PM (14 years ago) (m) onwere aka na aku ogene ebea? Posted: at 6-07-2010 01:01 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
cadanre at 6-07-2010 02:31 PM (14 years ago) (f) In baccin da nake gudun ku saceni, da na yi aboki daga cikinku. Kuna son bahaushe a matsayin aboki?
IN ZAKA FADI, FADI GASKIYA, KOMAI TA JA MA A YI MAKA Posted: at 6-07-2010 02:31 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ndjoe at 6-07-2010 04:09 PM (14 years ago) (m) In baccin da nake gudun ku saceni, da na yi aboki daga cikinku. Kuna son bahaushe a matsayin aboki?
aboki kedu? Posted: at 6-07-2010 04:09 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mibenne at 6-07-2010 04:11 PM (14 years ago) (f) Bia cadanre, which part of the English did u not understand? Igbos only.abi u miss ur way?si eba puo. Posted: at 6-07-2010 04:11 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 6-07-2010 06:23 PM (14 years ago) (m) Bia cadanre, which part of the English did u not understand? Igbos only.abi u miss ur way?si eba puo.
nne hapu ya obu ezi okwu na o onye ugwu ka obu mana ihe ndi Igbo na adhi ya mma, ohotago nwanne anyi ka obu Posted: at 6-07-2010 06:23 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 6-07-2010 09:18 PM (14 years ago) (m) achorom itu nwa agbogo ime ebe a
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 6-07-2010 09:18 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 6-07-2010 11:39 PM (14 years ago) (m) ... Posted: at 6-07-2010 11:39 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 7-07-2010 12:02 AM (14 years ago) (m) oh ok Posted: at 7-07-2010 12:02 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 7-07-2010 01:43 AM (14 years ago) (m) achorom itu nwa agbogo ime ebe a
ometere nwagu no nura mgbe agu ga abia akwala oso
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 7-07-2010 01:43 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 7-07-2010 03:10 AM (14 years ago) (m) ana ekwu okwu ndhi ga atuli nwayi ime mazi uwanile bu mr world aputa hewu uwa aruola Posted: at 7-07-2010 03:10 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |