Igbo's only (Page 89)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 86 87 88 [89] 90 91 92 ... 148
- kurupt419 at 27-07-2010 01:03 PM (13 years ago)
(m)
gini?Huh?
Posted: at 27-07-2010 01:03 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 27-07-2010 02:02 PM (13 years ago)
(f)
ndeewo nu !!

Posted: at 27-07-2010 02:02 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 27-07-2010 03:49 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 27-07-2010 11:52 AM
kedu ihe na eme ka mgbe mu jere obodo oyibo

isi gini?
Posted: at 27-07-2010 03:49 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 27-07-2010 03:50 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 27-07-2010 02:02 PM
ndeewo nu !!

nno ada m ibiala?
Posted: at 27-07-2010 03:50 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 27-07-2010 04:03 PM (13 years ago)
(f)
o di ka ufodu na ehi ura ?

Posted: at 27-07-2010 04:03 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- shaoyang at 27-07-2010 05:10 PM (13 years ago)
(m)
umuigbo nma-nma nuo!! asim onye biri ibe ya biri, ehee ka mu bu okpokpolo kutuo obere ume n'ihi nwa bingo m gotere arugo oru eziri ya ofuma. ochufugo nwa amadi ahu n'enyo mu n'nwa pinchom mu. nkea bu iji mee ka ndi ozo n'eche udi echiche ahu wepu aka enwe n'ofe tupu oghoo aka mmadu, ya gazie nuo!
Posted: at 27-07-2010 05:10 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 27-07-2010 05:17 PM (13 years ago)
(m)
hehehe..echi dikwa m ka taa...lee m ka m ji nkwu ocha ebutu nwa bingo n'ime afo m !!
Posted: at 27-07-2010 05:17 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 27-07-2010 05:54 PM (13 years ago)
(m)
taa! nwata a ekwukwana ozo, imakwa ihe imere? nsoala
Posted: at 27-07-2010 05:54 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 27-07-2010 05:58 PM (13 years ago)
(m)
nsoala n'ebee? enyego m ala/agwu ihe ha n'eri ... obodo edelugo jii !!
Posted: at 27-07-2010 05:58 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 27-07-2010 07:31 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 27-07-2010 04:03 PM
o di ka ufodu na ehi ura ?

eziokwu ka ikwuru mana ndi nuru ihhe nokwa na aku aka
Posted: at 27-07-2010 07:31 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 27-07-2010 07:36 PM (13 years ago)
(m)
ozigbo nu !!
Posted: at 27-07-2010 07:36 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- missKalu at 27-07-2010 07:37 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: onyiis on 27-07-2010 10:27 AM
gini kwa ka i ji ogene eme ?

m choro ka akuo ogene ebea ka mu gbagodi nu egu were na eme onwe m obi uto ka liife na aga aga
Posted: at 27-07-2010 07:37 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- meeki at 27-07-2010 07:41 PM (13 years ago)
(m)
amalicha ,,,hw far?
Posted: at 27-07-2010 07:41 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- missKalu at 27-07-2010 07:52 PM (13 years ago)
(f)
udo di
Posted: at 27-07-2010 07:52 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- meeki at 27-07-2010 07:56 PM (13 years ago)
(m)
nnoo
Posted: at 27-07-2010 07:56 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Umbrella at 27-07-2010 08:02 PM (13 years ago)
(f)
ndeewo nu
Posted: at 27-07-2010 08:02 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 27-07-2010 08:23 PM (13 years ago)
(m)
ehii nwa oma ibiarutela kadu maka di gi na umu aka?
Posted: at 27-07-2010 08:23 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- adaogbo at 28-07-2010 12:09 AM (13 years ago)
(f)
ndi beayi life ona aga kwa aga
Posted: at 28-07-2010 12:09 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- oguejiofor at 28-07-2010 12:12 AM (13 years ago)
(m)
ona aga
 o ya ka owughi yaoo?
Posted: at 28-07-2010 12:12 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bazemaster at 28-07-2010 12:37 AM (13 years ago)
(m)
...

Posted: at 28-07-2010 12:37 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 86 87 88 [89] 90 91 92 ... 148