ORAXGEORGE at 31-07-2010 04:25 PM (14 years ago) (m) Wetin, those of us that didnt school in Igboland might not know how to write it, but that doesnt mean we arent Ibos........... obughi maka iga school na ala igbo... oburu na imaghi ede igbo, inata obodo gi jee muo ya... agwa zinam ihe ahu ina ekwu... kedu maka ndi ugwu na ndi ofe mmanu, onye nke jee go du obodo oyibo, ogana asu kwa be ha.. nke ndi igbo aghaghi adi iche NWA NNAM I KWURU IHE MERE EME, I MA NA ONYE UGWU BATA EBE OBULA NDI MMADU NO OGA EBU UZO SUO ASUSU HA. ONYE OFE MMANU BATA OME OTU AHU, MANA NDI BA ANYI BATA OBURU UZO SUO ASUSU BEKE MO OSUO UGWU MA OBU NKE NDI OFE MMANU. ODIKWANU MMA KA ANYI NA ALATA NSO KA ASUSU ANYI HARA IFU. IGBO MMA MMA NUO Posted: at 31-07-2010 04:25 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Bismack at 1-08-2010 01:43 AM (14 years ago) (m) Kachifo Posted: at 1-08-2010 01:43 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
missKalu at 1-08-2010 09:06 PM (14 years ago) (f) ke nke na eme ebea Posted: at 1-08-2010 09:06 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kurupt419 at 2-08-2010 01:42 AM (14 years ago) (m) akam di na elu" igbo bu igbo mma mma nu Posted: at 2-08-2010 01:42 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 2-08-2010 06:29 AM (14 years ago) (m) gi notukwa ga a bia Posted: at 2-08-2010 06:29 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ORAXGEORGE at 2-08-2010 08:29 AM (14 years ago) (m) ke nke na eme ebea
Onwegi ihe ohuru na eme kita. mana onwe kwa nke i choro ka etinye onu na ya nnem kwue Posted: at 2-08-2010 08:29 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
onyiis at 2-08-2010 09:59 AM (14 years ago) (f) ndi nwee m ................. e kenee m unu !!!!!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 2-08-2010 09:59 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 2-08-2010 11:13 AM (14 years ago) (m) ndu dike adiri obodo mma ka onwu dike adighi ato Obodo uto.igbo mma mma nu!
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 2-08-2010 11:13 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyiis at 2-08-2010 01:10 PM (14 years ago) (f) nnooo
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 2-08-2010 01:10 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ka mjiri kwa ujo kwere mana mma ofuma na obu ghi otu odi
OMARICHA'M UJU ATULA GI .... ANU'M ABEA .... Posted: at 2-08-2010 01:19 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 2-08-2010 01:25 PM (14 years ago) (m) Solid iji ujo eto okorobia?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 2-08-2010 01:25 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
MissKalu Ifunanya gi egbugom, Elelebe ukwu, egbue ewu, Onu gbajie boyz, Nwanyi beekee, Nwanyi pampers, ka odi ubochi nta ka anyi shuo na onwere Enyi
BIA MPA UWA ... KEDU IFE NEME GI? ..... M'NWETE GI EBE NWADA NU ...... MHHHHHHH Posted: at 2-08-2010 01:41 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
atamajim at 2-08-2010 01:58 PM (14 years ago) (m) BIKONU UMUNNE NA UMUNNA MU, GINI BU LOL?
LOL putara L : lolo O: obodo L: Lomchi ya putara LOLO NDI OBODO LOMCHI ....... buru ya n'uche gi ODIMMA NWANNE MMADU, CHUKWU GOZIE GI Posted: at 2-08-2010 01:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 2-08-2010 02:06 PM (14 years ago) (m) just spying Posted: at 2-08-2010 02:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bismack at 2-08-2010 02:27 PM (14 years ago) (m) Its a crime..u'r arrested Posted: at 2-08-2010 02:27 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
jennyjo at 2-08-2010 02:41 PM (14 years ago) (f) Reply |
onyiis at 2-08-2010 03:28 PM (14 years ago) (f) anyi di mma
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 2-08-2010 03:28 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ORAXGEORGE at 2-08-2010 03:43 PM (14 years ago) (m) Anyi no mma o, nwannem kedu ka ihe di. ana emekwa ofuma. Posted: at 2-08-2010 03:43 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
BIKONU UMUNNE NA UMUNNA MU, GINI BU LOL?
LOL putara L : lolo O: obodo L: Lomchi ya putara LOLO NDI OBODO LOMCHI ....... buru ya n'uche gi ODIMMA NWANNE MMADU, CHUKWU GOZIE GI nwanne mmadu oka adiri gi nma Posted: at 2-08-2010 04:37 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 2-08-2010 06:03 PM (14 years ago) (m) utara n'agunum onwere etum ga-esi nwete ya ebea bikonu ndi beanyi? Posted: at 2-08-2010 06:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |