Igbo's only (Page 93)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 90 91 92 [93] 94 95 96 ... 148
- ndjoe at 2-08-2010 06:06 PM (13 years ago)
(m)
oburu na iga gi nso na ukwu osisi iga gi ama udi mkpuru ona amiputa
Posted: at 2-08-2010 06:06 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 2-08-2010 06:08 PM (13 years ago)
(m)
osisi ona ami utara?
Posted: at 2-08-2010 06:08 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 2-08-2010 06:11 PM (13 years ago)
(m)
kedu kwanu ihe osisi akpu na ami?
Posted: at 2-08-2010 06:11 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- amkal at 2-08-2010 06:15 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: onyiis on  2-08-2010 09:59 AM
ndi nwee m ................. e kenee m unu !!!!!

nno ibiala
Posted: at 2-08-2010 06:15 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- shaoyang at 2-08-2010 06:18 PM (13 years ago)
(m)
akpu ka oan-ami ihe m choro bu utara!
Posted: at 2-08-2010 06:18 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 2-08-2010 06:20 PM (13 years ago)
(m)
echi gi  bia ka anyi kwuo ya ofuma
Posted: at 2-08-2010 06:20 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 2-08-2010 06:24 PM (13 years ago)
(m)
akpu bu raw material n'olu oyibo enwere ike iji ya meputa ihe ndia; garri, starch, abacha, utara,wdg... ihe eji akpu emeputa erika inugo? nwanne mmadu.
Posted: at 2-08-2010 06:24 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 2-08-2010 06:33 PM (13 years ago)
(m)
anugom
Posted: at 2-08-2010 06:33 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ORAXGEORGE at 2-08-2010 06:59 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: shaoyang on  2-08-2010 06:03 PM
utara n'agunum onwere etum ga-esi nwete ya ebea bikonu ndi beanyi?

oputara na onwegi  abe ana ere nri banyi ebe ahu ino.
hhhmmm, oga abukwa ezigbo ihe ma oburu na mbido buba tawa
ya ebe ahu. oga agakwa ahia. mu na gi enwere ike tulee ya bu amuma.
Posted: at 2-08-2010 06:59 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- missKalu at 2-08-2010 07:32 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: mallorca on  2-08-2010 11:13 AM
ndu dike adiri obodo mma ka onwu dike adighi ato Obodo uto.igbo mma mma nu!

Ichie nka obu anya gi kedu ka imere?
Posted: at 2-08-2010 07:32 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 3-08-2010 03:17 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: ORAXGEORGE on  2-08-2010 06:59 PM
Quote from: shaoyang on  2-08-2010 06:03 PM
utara n'agunum onwere etum ga-esi nwete ya ebea bikonu ndi beanyi?

oputara na onwegi  abe ana ere nri banyi ebe ahu ino.
hhhmmm, oga abukwa ezigbo ihe ma oburu na mbido buba tawa
ya ebe ahu. oga agakwa ahia. mu na gi enwere ike tulee ya bu amuma.

ODIMMA MA NA AGAGHIM EMENWU ODIRI BUSINESS AHU, OBURU N'IJI CONTACT IGBO(NNA ANYI BI N'IME OHIA) THE WE HAVE A DEAL.
Posted: at 3-08-2010 03:17 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 3-08-2010 09:08 AM (13 years ago)
(m)
Ndi banyi abatagom, kedu ihe na eme ebea?

Posted: at 3-08-2010 09:08 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 3-08-2010 12:21 PM (13 years ago)
(m)
MPA UWA ...... KEDU N'KE NE EME EBEA
Posted: at 3-08-2010 12:21 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 3-08-2010 12:26 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on  3-08-2010 09:08 AM
Ndi banyi abatagom, kedu ihe na eme ebea?
Igwe Aguleri kedu ije gi

Posted: at 3-08-2010 12:26 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kurupt419 at 3-08-2010 12:39 PM (13 years ago)
(m)
udo diri unu
Posted: at 3-08-2010 12:39 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 3-08-2010 02:52 PM (13 years ago)
(m)
ka m gafeee ofe ozo
Posted: at 3-08-2010 02:52 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 3-08-2010 04:31 PM (13 years ago)
(m)
gini?Huh?
Posted: at 3-08-2010 04:31 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 3-08-2010 05:11 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kurupt419 on  3-08-2010 04:31 PM
gini?Huh?

GINIKACHUKWU
Posted: at 3-08-2010 05:11 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- MandateofGod at 3-08-2010 06:11 PM (13 years ago)
(m)
nna do o, otutu oma o. well passing kita kita and also osiso osiso!
Posted: at 3-08-2010 06:11 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Bettychy at 3-08-2010 06:23 PM (13 years ago)
(f)
Abiakwaghi m ebe a tata. Chere ka m gafere, biko.
Posted: at 3-08-2010 06:23 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 90 91 92 [93] 94 95 96 ... 148