Posted: at | |
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
hmmmm, ReplyI report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
| |||||
biko ka m'gafeee Reply
| |||||
IGBO KWENU KWENU KWESUEOOOONUUUUUUUUUUUUUUUUUUUU. ReplyMY BELLE THEY SWEET ME WELL WELL TO THEY READ AND LEARN HOW TO WRITE MY LANGUAGE THROUGH THIS POST. ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
blings_is_back....eziokwu bu ndu....gaa na ihu. nwam Reply
| |||||
nwannaa, nke bu eziokwu ki kwuru , okwesiri ka anyi jikota obi onu we na eme ihe di ka umu nne. onye hu nwanne ya onyere ya aka, obughi oke na ohia ngwere nuzo. obu nani ihu nanye na ofu obi ga eme ka igbo ga niru. Reply
| |||||
Quote from: shaoyang on 11-12-2010 02:42 PM Onye tasiri aki m dobere na window? [/color]ODIKA AFURU M Bazemaster ka ona ewere ya bu aki....oge nchoro ikpo gi no ekwe nti, kam gwa gi...ogbochiem onu...si na ya bu eze ndi igbo...na ya nwere ike na ebe ihe onye obula di....biko juo ya....
| |||||
Chie! Nwataa araputala m! Kedu ndi oru asi no na-ebe a? ReplyKinkino, obu etu a ka isi agba asiri? I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
| |||||
Kedu.lol. Reply
| |||||
Ukwu na ama ogodo adighi mma igba oto o...maka ndi uta? ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
@Bazemaster....obu nkwuo eziokwu ara mu efue......ekwukwa m ya ozo...obu gi were ya bu aki....ibu eze oji anya ike eri otu ofu ndi igbo Reply@mallorca...nwanne rapu Bazemaster, ochefuru na obu eze ma na ezu aki anyi na ori....ka m juo kwa...onye mere ya eze anyi....
| |||||
Igbo Ndi Nwe Mmadu,Igbo wu igbo E Kelem Unu n'ile, Udo diri Unu. Reply
| |||||
dikwara gi ezi nwanne m FinlandGuy Reply
| |||||
dikwara gi ezi nwanne m FinlandGuy...imere nke oma bia n'eba maka na achoghi m ka igbu o hope2 nwa edo Reply
| |||||
Quote from: FinlandGuy on 14-12-2010 05:18 PM Igbo Ndi Nwe Mmadu,Igbo wu igbo E Kelem Unu n'ile, Udo diri Unu. Nwoke Finland gi na Umu Nwanyi Etiti...... ndi oji ukwu akpa ego... oko si go onu iji abia ekele ndi igbo? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
mallorca nwanne m gbahara nwoko finlandi....maka na nwata nwanyi eiti mepuru ya iwe.... Reply
| |||||
Fin,oo mu nwa wu okpulu na ala igbo,o nwa anambra na ekwu.esim nnewi wee na ekwu ife ifuru uka.o anyi nwa bu igbo na onwe ha Reply
| |||||
Quote from: kinkino on 14-12-2010 05:30 PM mallorca nwanne m gbahara nwoko finlandi....maka na nwata nwanyi eiti mepuru ya iwe.... ka were ujo kwere o HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: favour4real2010 on 14-12-2010 06:40 PM Fin,oo mu nwa wu okpulu na ala igbo,o nwa anambra na ekwu.esim nnewi wee na ekwu ife ifuru uka.o anyi nwa bu igbo na onwe ha so ibu Nwa Anaedo sef.....kedu ogbegi na Nnewi? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: kinkino on 14-12-2010 05:00 PM @Bazemaster....obu nkwuo eziokwu ara mu efue......ekwukwa m ya ozo...obu gi were ya bu aki....ibu eze oji anya ike eri otu ofu ndi igbo @mallorca...nwanne rapu Bazemaster, ochefuru na obu eze ma na ezu aki anyi na ori....ka m juo kwa...onye mere ya eze anyi.... Taa! Nwaada, i makwara na obu ndi britain chiri m eze mgbe ha choro ihapu obodo a na 1960, abu m eze, kaga abu eze ndi igbo niile. Oburu maka aki, o teela mu tabiri aki were bata ubochi ahu wee hu aki ndi igbo were tiri taa, ihe m jiri mee nke a bu na eze ga eme ihe obula ochoro ime mgbe obula ochoro. NWA EZE KEREUWA KA M BU I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
Woman Sparks Outrage Over Post Urging Abroad-Based Men to Avoid Igbo Wives Without Prenup
"Green For A New Beginning": Annie Macaulay Embraces Fresh Chapter After Split from 2Baba
#FreeVDM: GTBank Faces Mass Withdrawals As Fans Rally Behind VeryDarkMan Over Alleged Arrest
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
Tension At Tinubu’s Empowerment Event As Women Walk Out During Rivers First Lady’s Speech