Igbo's only (Page 125)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 122 123 124 [125] 126 127 128 ... 148
- onyiis at 7-12-2010 02:41 PM (13 years ago)
(f)
anyi no mma

Posted: at 7-12-2010 02:41 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kinkino at 7-12-2010 06:32 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: onyiis on  7-12-2010 12:18 PM
a baala m na ulo aku ............agaghim ite na ura ngwa !!!

Nsogbu adighi nwanne , ndeewo maka "maka ekele ubochi omumu m" o di m no ka i no nso wee sooro m gbuwaa ya bu achicha
[/color]

ogara amasi m nke ukwuu ezi nwannem....mana otu odi..anonyere m gi na ime mmuo...
Posted: at 7-12-2010 06:32 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kinkino at 7-12-2010 06:35 PM (13 years ago)
(f)
chai...ewu lanlodu anyi atala ji nchoro isiri umunne m oooo....anyi nakwado ikiri egwuru iso npi bolu...anyi amaghi oge ya bu ewu ji bata na kichini anyi...kedu ihe any ga eri ugbua...biko onye nwere ji akpu ma obu ofe...ya biko kunyetu anyi...aga m akwughachi gi echi....
Posted: at 7-12-2010 06:35 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kinkino at 7-12-2010 06:36 PM (13 years ago)
(f)
ma otu odi...ndi igbo ndi oma no n'ebe a ...ndi chi jiworo ebe ha no...rahu nu ofuma oooo
Posted: at 7-12-2010 06:36 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 8-12-2010 11:22 AM (13 years ago)
(m)
ndi Igbo ka'm bia nu  oooo
Posted: at 8-12-2010 11:22 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- atamajim at 8-12-2010 11:53 AM (13 years ago)
(m)
umu igbo mma mma nuooooo
Posted: at 8-12-2010 11:53 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 8-12-2010 12:55 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: kinkino on  7-12-2010 06:35 PM
chai...ewu lanlodu anyi atala ji nchoro isiri umunne m oooo....anyi nakwado ikiri egwuru iso npi bolu...anyi amaghi oge ya bu ewu ji bata na kichini anyi...kedu ihe any ga eri ugbua...biko onye nwere ji akpu ma obu ofe...ya biko kunyetu anyi...aga m akwughachi gi echi....


ewooo !!! kpuputa ya bu ewo ka egbu ooo  Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin

Posted: at 8-12-2010 12:55 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- atamajim at 8-12-2010 01:52 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on  8-12-2010 12:55 PM
Quote from: kinkino on  7-12-2010 06:35 PM
chai...ewu lanlodu anyi atala ji nchoro isiri umunne m oooo....anyi nakwado ikiri egwuru iso npi bolu...anyi amaghi oge ya bu ewu ji bata na kichini anyi...kedu ihe any ga eri ugbua...biko onye nwere ji akpu ma obu ofe...ya biko kunyetu anyi...aga m akwughachi gi echi....


ewooo !!! kpuputa ya bu ewo ka egbu ooo  Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin



 bia nwunye enwe, ika nakpughari enwe ebea? Grin Grin Grin Grin Grin
Posted: at 8-12-2010 01:52 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kinkino at 8-12-2010 02:13 PM (13 years ago)
(f)
@onyiis nwanne...ewu ahu wara ajo anya...osikwa na be lanlodu anyi gbaputa...bata na kichin anyi..rie ya bu ji....eziokwu...agam awu ya mmiri oku ma oputa ozo
Posted: at 8-12-2010 02:13 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bazemaster at 8-12-2010 02:24 PM (13 years ago)
(m)
Igbo enwetala eze. O bu m bu Eze ndi Igbo, onye obula choro ikwu okwu ebe a ga-ekele m tupu o ga n'ihu

Posted: at 8-12-2010 02:24 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 10-12-2010 09:58 PM (13 years ago)
(m)
taaa si ebea pua onye ara dika gi, kedu ndi ibu eze ha?
Posted: at 10-12-2010 09:58 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bazemaster at 10-12-2010 10:05 PM (13 years ago)
(m)
Bia kurrupt, a ga m atu gi nga mkpuru oka, mara onwe gi

Posted: at 10-12-2010 10:05 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 10-12-2010 10:28 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: Bazemaster on 10-12-2010 10:05 PM
Bia kurrupt, a ga m atu gi nga mkpuru oka, mara onwe gi




nwanne hapu onwegi ihe n' eme
Posted: at 10-12-2010 10:28 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bazemaster at 10-12-2010 10:38 PM (13 years ago)
(m)
i makwara onye mbu? Gaa juo ese m na aba, nkita na madu niile no na aba ga agwa gi onye mbu

Posted: at 10-12-2010 10:38 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mary11 at 11-12-2010 01:44 PM (13 years ago)
(m)
oputara na obu so ''bling'' bu onye igbo no eba?ndi igbo ibem biko unu tinye onu na okwua

Posted: at 11-12-2010 01:44 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- shaoyang at 11-12-2010 02:42 PM (13 years ago)
(m)
Onye tasiri aki m dobere na window?
Posted: at 11-12-2010 02:42 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyin at 11-12-2010 02:47 PM (13 years ago)
(f)
Kedu!.anyway,i'm reading.lol.
Posted: at 11-12-2010 02:47 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- shaoyang at 11-12-2010 03:58 PM (13 years ago)
(m)
Nwa ada mara nma keduzi ka isi ede engligbo ebea?
Obu kwa iwu ka ina-ada o
Posted: at 11-12-2010 03:58 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyin at 11-12-2010 04:11 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: shaoyang on 11-12-2010 03:58 PM
Nwa ada mara nma keduzi ka isi ede engligbo ebea?
Obu kwa iwu ka ina-ada o

lol.Nwoke Oma..i have come to learn now. Grin
Posted: at 11-12-2010 04:11 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- mathew147 at 11-12-2010 05:07 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 19-10-2009 09:57 AM
Quote from: Toks-E on 19-10-2009 09:52 AM
so u be igbo man sef

BE4 NKO?..... ICHE NA MU BU ONYE UGWU?.... OBURU NA IMAGHI ASU IGBO MA OBU NA IBUGHI ONYE IGBO... SI EBE A PUO UGBU A.... MAKA NDU GI NA ELU UWA

NWANNE HAPU NDI UGWU NA HA MAGI IHE ANA AKO
Posted: at 11-12-2010 05:07 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
1 ... 122 123 124 [125] 126 127 128 ... 148