Igbo enwetala eze. O bu m bu Eze ndi Igbo, onye obula choro ikwu okwu ebe a ga-ekele m tupu o ga n'ihu
TAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAAA!!!!!!!!!!!!!! onye mere gi eze?.. obu gi ji aka gi mee onwe gi eze?... ekwu kwalaya ozo..... Posted: at 15-12-2010 01:14 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
atamajim at 15-12-2010 01:21 PM (14 years ago) (m) Kedu.lol.
bia onyii, i mutala ka esi asu igbo? ka ika so ndi nnen siri na mu bu onye igbo? Posted: at 15-12-2010 01:21 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
FinlandGuy at 15-12-2010 04:34 PM (14 years ago) (m) dikwara gi ezi nwanne m FinlandGuy
O ga adiri go na mma nwayi ome. Nwanyi ihe ya na amasim. E Lewa ejeghi oru,oma ama asa ahu. Udo ga abu nke gi.
Hapu nwayi etiti uzo ahu ochoro igo sim na ya ma ihe kara ndi. O bu ya mere mua ji rupagide ya na isi okwu ahu. Posted: at 15-12-2010 04:34 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
FinlandGuy at 15-12-2010 05:02 PM (14 years ago) (m) ndi igbo ndi oga diri mma Posted: at 15-12-2010 05:02 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
chuka4fun at 15-12-2010 05:08 PM (14 years ago) (m) igbo bu igbo kwenu,imo kwenu ideato kwenu umumazi nine kwezuonu,unu bu ndi oga adiri nna Posted: at 15-12-2010 05:08 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
chuka4fun at 15-12-2010 05:09 PM (14 years ago) (m) Akunwanta nmammanu Posted: at 15-12-2010 05:09 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kinkino at 15-12-2010 05:12 PM (14 years ago) (f) iseeeeeeee Posted: at 15-12-2010 05:12 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
chuka4fun at 15-12-2010 05:14 PM (14 years ago) (m) iseeeeeeee
idara ya go juta nna gi Posted: at 15-12-2010 05:14 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kinkino at 15-12-2010 05:56 PM (14 years ago) (f) chuka nwanne kuziere mu oooo Posted: at 15-12-2010 05:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ILOVEIT at 16-12-2010 02:09 AM (14 years ago) (m) hmm interesting
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 16-12-2010 02:09 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
KEDU MGBE NDI OFE MMANU BEDORO BIAWA EBEA? Posted: at 16-12-2010 11:20 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kinkino at 16-12-2010 12:25 PM (14 years ago) (f) odikwara ha egwu ooo...anyi achoghi ha ebe a.... Posted: at 16-12-2010 12:25 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ILOVEIT at 16-12-2010 12:41 PM (14 years ago) (m) KEDU MGBE NDI OFE MMANU BEDORO BIAWA EBEA?
easy i'm not what you think ok!
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 16-12-2010 12:41 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
igweshi at 16-12-2010 12:57 PM (14 years ago) (m) KEDU NKE BU ONYIBO BIKO DEYA NA ASUSU IGBO MUO DI NMA MA ODIRO NMA O IFE ANYI CHOLU BIKO Posted: at 16-12-2010 12:57 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
atamajim at 16-12-2010 02:42 PM (14 years ago) (m) Umunne na Umunna m, aga alakwa obodo maka keresimesi? Posted: at 16-12-2010 02:42 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
FinlandGuy at 16-12-2010 06:06 PM (14 years ago) (m) Igbo Ndi Ome Nid nwe mmadu a nam ekele unu. Ndewo nu OOOO E si Unu ga abia na N'ulom Ihem e ji emere unu oji akokwalam. Posted: at 16-12-2010 06:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kinkino at 21-12-2010 12:20 PM (14 years ago) (f) atamajim...ano m na obodo a...enweru ebe m n'je.... Posted: at 21-12-2010 12:20 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
atamajim at 21-12-2010 12:37 PM (14 years ago) (m) atamajim...ano m na obodo a...enweru ebe m n'je....
kiky bia ka anyi narue obodo bikoooooo Posted: at 21-12-2010 12:37 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
iseeeeeeee
idara ya go juta nna gi lol..... odika ochoro iwata igbo na anya Posted: at 21-12-2010 01:26 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kinkino at 21-12-2010 04:02 PM (14 years ago) (f) @blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a Posted: at 21-12-2010 04:02 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |