ndjoe at 13-07-2010 03:49 AM (13 years ago) (m) lol Posted: at 13-07-2010 03:49 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
oguejiofor at 14-07-2010 12:25 AM (13 years ago) (m) gini bu lol n'asusu igbo Posted: at 14-07-2010 12:25 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
sweety2010 at 14-07-2010 12:32 AM (13 years ago) (f) biko gwam ha mere ka ndi nwanyi igbo bu odubo na ebe ndi ha Posted: at 14-07-2010 12:32 AM (13 years ago) | Upcoming | |
Reply |
sweety2010 at 14-07-2010 12:34 AM (13 years ago) (f) biko gwam ha mere ka ndi nwanyi igbo bu odubo na ebe ndi ha Posted: at 14-07-2010 12:34 AM (13 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 14-07-2010 02:45 AM (13 years ago) (m) biko gwam ha mere ka ndi nwanyi igbo bu odubo na ebe ndi ha
emecha ka ibia juo m ofuma o Posted: at 14-07-2010 02:45 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
otu obula esi cho ya ka odi otua hu Posted: at 14-07-2010 08:20 AM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
Mr-World at 14-07-2010 08:55 AM (13 years ago) (m) ya bu na Ngozi aga ghi eru ghi aka
bia nwata nwanyi, obu na imaghi na afurum gi n`anya nke ukwu?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 14-07-2010 08:55 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bomsiluv at 14-07-2010 08:58 AM (13 years ago) (f) ya bu na Ngozi aga ghi eru ghi aka
bia nwata nwanyi, obu na imaghi na afurum gi n`anya nke ukwu? Always preaching luv Posted: at 14-07-2010 08:58 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 14-07-2010 09:39 AM (13 years ago) (m) maka na abum onye lovu
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 14-07-2010 09:39 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Reply |
Mr-World at 14-07-2010 11:59 AM (13 years ago) (m) blings odikwa ka ichoro ka ekere mu na gi ikpe ebea, hapu nwa ada ahu aka biko ejim chukwu agho gi
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 14-07-2010 11:59 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ok nweta nu ngozi ahu ka'm kele unu ugbua Posted: at 14-07-2010 12:55 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 14-07-2010 01:09 PM (13 years ago) (m) blings odikwa ka ichoro ka ekere mu na gi ikpe ebea, hapu nwa ada ahu aka biko ejim chukwu agho gi
bia onye uwa idikwa ka onye ga na etinye ego na (bank afo onu) jiri nwayo ka ofe roro aro zura gi nnii Posted: at 14-07-2010 01:09 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 14-07-2010 01:32 PM (13 years ago) (m) @solid okwa asa ka blings na azorom ooo @Kurupt419 Aghotaghim igbo gi at all, biko suo IGBO IZUGBE
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 14-07-2010 01:32 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mba uwa ... kpuye'm asa ahu ka'm nedoro gi anya, ka blings hara inaru gi ha Posted: at 14-07-2010 04:06 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 14-07-2010 04:17 PM (13 years ago) (m) @solid okwa asa ka blings na azorom ooo
@Kurupt419 Aghotaghim igbo gi at all, biko suo IGBO IZUGBE
asim gi aghanye zila ego gi na bank afoo onu Posted: at 14-07-2010 04:17 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 14-07-2010 04:24 PM (13 years ago) (m) Eze ndigbo,ife eji ama atu agwo na agwo adighi eyi. ogaranya dika Mr world ka nwa ada na akpo nwantakiri aka na asa aru.odikwa egwuo
darlin so you are suportin him, so ichoro ka otuo m ime? [/quote Nne obughi ogbe amu ka ana eji atu nwanyi ime,make na ejighi ike arahu ura
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 14-07-2010 04:24 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ANUM ELE ANYA Posted: at 14-07-2010 04:39 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ANUM ELE ANYA Posted: at 14-07-2010 04:49 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 14-07-2010 07:47 PM (13 years ago) (m) @solid isim kponye gi asa ahu ka imee gini? @419KURUPT m ghara itinye ego na bank, kedu ebe ichoro ka ona adi?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 14-07-2010 07:47 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |