
Posted: at | |
![]()
| |||||
ndeewo nu !! Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: blings_is_back on 27-07-2010 11:52 AM kedu ihe na eme ka mgbe mu jere obodo oyibo isi gini?
| |||||
Quote from: onyiis on 27-07-2010 02:02 PM ndeewo nu !! nno ada m ibiala?
| |||||
o di ka ufodu na ehi ura ? Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
umuigbo nma-nma nuo!! asim onye biri ibe ya biri, ehee ka mu bu okpokpolo kutuo obere ume n'ihi nwa bingo m gotere arugo oru eziri ya ofuma. ochufugo nwa amadi ahu n'enyo mu n'nwa pinchom mu. nkea bu iji mee ka ndi ozo n'eche udi echiche ahu wepu aka enwe n'ofe tupu oghoo aka mmadu, ya gazie nuo! Reply
| |||||
hehehe..echi dikwa m ka taa...lee m ka m ji nkwu ocha ebutu nwa bingo n'ime afo m !! Reply
| |||||
taa! nwata a ekwukwana ozo, imakwa ihe imere? nsoala Reply
| |||||
nsoala n'ebee? enyego m ala/agwu ihe ha n'eri ... obodo edelugo jii !! Reply
| |||||
Quote from: onyiis on 27-07-2010 04:03 PM o di ka ufodu na ehi ura ? eziokwu ka ikwuru mana ndi nuru ihhe nokwa na aku aka
| |||||
ozigbo nu !! Reply
| |||||
Quote from: onyiis on 27-07-2010 10:27 AM gini kwa ka i ji ogene eme ? m choro ka akuo ogene ebea ka mu gbagodi nu egu were na eme onwe m obi uto ka liife na aga aga
| |||||
amalicha ,,,hw far? Reply
| |||||
udo di Reply
| |||||
nnoo Reply
| |||||
ndeewo nu Reply
| |||||
ehii nwa oma ibiarutela kadu maka di gi na umu aka? Reply
| |||||
ndi beayi life ona aga kwa aga Reply
| |||||
ona aga Replyo ya ka owughi yaoo?
| |||||
... ReplyI report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot