Hmmm
Ebe ihuru oka, ihukwa ube..lol
osi na ube mere ya gini mbu nwanyi Odaram na' isi :P :D loooooooooooooolzzzzzzzzzzzzzz Posted: at 27-06-2010 10:33 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Bia vixenx, i na narukwa obodo gi, ka iso ndi ala bu otu....lol!!
Mba o, onaghi abata kwa Posted: at 27-06-2010 10:35 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Onye bia n'ulo gi. Inye ya palm wine.
Lekwa! Ngili Igbo. mchewwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwww Posted: at 27-06-2010 10:37 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Hmmm
Ebe ihuru oka, ihukwa ube..lol
Meaning? Adam and Eve right? oya! onye shortcut hahaha Posted: at 27-06-2010 10:40 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
adi gi agba ihe ana agba na aka na anya
Ijia nwanne! Posted: at 27-06-2010 10:44 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Vixenx at 27-06-2010 10:47 PM (14 years ago) (f) Let me try another one: Ibuzikwa okoro obia Ibuzikwa okoro obia na'agboho akwuchiere gi uzo. Ihe imere ya, amagim Cham na isi Cham na odu.. Iyonkoro n'oha Gwanu okorobia mmuo ka odi.. Omanite Mmuo ka odi.. Lol lol..lol..lol  Imaghi asu igbo jo Peter shut up before i spank you Posted: at 27-06-2010 10:47 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Vixenx at 27-06-2010 10:47 PM (14 years ago) (f) Onye bia n'ulo gi. Inye ya palm wine.
Lekwa! Ngili Igbo. mchewwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwww Lol mchewww! Posted: at 27-06-2010 10:47 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Vixenx at 27-06-2010 10:48 PM (14 years ago) (f) Hmmm
Ebe ihuru oka, ihukwa ube..lol
Meaning? Adam and Eve right? oya! onye shortcut hahaha Posted: at 27-06-2010 10:48 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
das what am talking abt.....my ibo peeps.........ana m ekene ooooooo :D :D :D :D :D :D :D :D :D :D :D
Adam nwanyi...Odika imadighi asu igbo ofuma? ifere adighi emegi? hahaha...i go tell mama Posted: at 27-06-2010 10:51 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Let me try another one:
Ibuzikwa okoro obia Ibuzikwa okoro obia na'agboho akwuchiere gi uzo. Ihe imere ya, amagim
Cham na isi Cham na odu.. Iyonkoro n'oha
Gwanu okorobia mmuo ka odi.. Omanite Mmuo ka odi..
Lol lol..lol..lol
:D :D :D ;D
Imaghi asu igbo jo Peter shut up before i spank you ;D Biko suba igbo...anaghim anu Nglisi Posted: at 27-06-2010 10:57 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Onye bia n'ulo gi. Inye ya palm wine.
Lekwa! Ngili Igbo. mchewwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwwww Lol mchewww!  ...Nga were aka gboa gi kita Posted: at 27-06-2010 11:04 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kieke lolol mula toaye fieht tota
nkea abugho asusu igbo...anyi achogho ndi Edo eba...Ndi igbo patapata! Posted: at 27-06-2010 11:06 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
ndjoe at 28-06-2010 12:11 AM (14 years ago) (m) onye mara asu osuo na ikwe onye na ama ghi asu osuo na uku ya...... meaning ok wait i dey come. Posted: at 28-06-2010 12:11 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 28-06-2010 12:14 AM (14 years ago) (m) nwatakiri nna ya dunyere ori asi na ona eji uku gba tuo uzor..........A boy that is to go and still my his father breaks into the house without fear Posted: at 28-06-2010 12:14 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Vixenx at 28-06-2010 01:05 AM (14 years ago) (f) Let me try another one: Ibuzikwa okoro obia Ibuzikwa okoro obia na'agboho akwuchiere gi uzo. Ihe imere ya, amagim Cham na isi Cham na odu.. Iyonkoro n'oha Gwanu okorobia mmuo ka odi.. Omanite Mmuo ka odi.. Lol lol..lol..lol  Imaghi asu igbo jo Peter shut up before i spank you  Biko suba igbo...anaghim anu Nglisi Peter mechie onugi before I spank you Posted: at 28-06-2010 01:05 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 28-06-2010 01:20 AM (14 years ago) (m) kezie ife na eme ebea Posted: at 28-06-2010 01:20 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
atuoro omalu omalu, atuoro ofeke ofenye isi na offia Posted: at 28-06-2010 07:14 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ife onye metara owere isiya buru - what ever you do, the consequence is on your head. Onye ma madu, na egbu ya - He who knows a person kills him echi di ime onweghi onye ma ife oga amu - tomorrow is pregnant, nobody knows what it will deliver. ka abi ka abia, mere awo epughi odu - procastination, procastination is the reason why toad has no tail. Posted: at 28-06-2010 07:33 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
agadi nwanyi daa nda ugboro abuo.... aguo ihe obu na isi onu Posted: at 28-06-2010 07:49 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ahu ihe ka ubi..... eree oba Posted: at 28-06-2010 07:56 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |