LOVE EGBULA M

Date: 10-11-2008 10:54 am (15 years ago) | Author: kenny
[1] 2 3 4 ... 157
- at 10-11-2008 10:54 AM (15 years ago)
(m)
BIKO ONWERE OTU OMARICHA NWATA NWANYI M HURU N'ANYA NKE UGWU N'ULO AKWUKWO ANYI...I LEKATA NWA O DIKA OSINA OWAWA ANYANWU APUTA,OGOLOGO UGWU YA DIKA NKE ENYI NUNU,ONU YA MA KWA MMA DIKA NKE UGO,NTUTU ISI YA TOKWA OGOLOGO DIKA NKE MAMA IWOTA. AHURUM NWATA N'ANYA MA CHOKWA KA MU NA YA DI NA-MMA. BIKO IHE M JI CHO ENYEMAKA UNU BU NA ENWEGHI M IKE IYO NWATA NWANY A ENYI N'IHE NA-ANA M ATU UJO NA OGAGHI EKWE KA M BURU ENYI YA NWOKE...BIKO UMU NNE M KEDU KA M GA ESI KOWATARA YA IHE DI M N'OBI... ADIZIGHI M ERI IHE MAKA NWA A...BIKO NYENU M NDUMODU... Sad

Posted: at 10-11-2008 10:54 AM (15 years ago) | Newbie
- prencess at 10-11-2008 11:48 AM (15 years ago)
(f)
o buru na ichoro ya kwa ya o ka ekwe
Posted: at 10-11-2008 11:48 AM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- princemech at 10-11-2008 12:21 PM (15 years ago)
(m)
guy pls go to biafra room i beg u
Posted: at 10-11-2008 12:21 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- prencess at 10-11-2008 01:39 PM (15 years ago)
(f)
if u dont understand the language just close ur mouth Lips Sealed Lips Sealed Lips Sealed Lips Sealed Lips Sealed
Posted: at 10-11-2008 01:39 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- teleman at 10-11-2008 02:47 PM (15 years ago)
(m)
o gbu be kwa m
Posted: at 10-11-2008 02:47 PM (15 years ago) | Newbie
Reply
- digitalman at 10-11-2008 03:25 PM (15 years ago)
(m)
unu ncha amaghi asu igbo ma ori Grin
Posted: at 10-11-2008 03:25 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- digitalman at 10-11-2008 03:32 PM (15 years ago)
(m)
Quote from: kennyv6 on 10-11-2008 10:54 AM
BIKO ONWERE OTU OMARICHA NWATA NWANYI M HURU N'ANYA NKE UGWU N'ULO AKWUKWO ANYI...I LEKATA NWA O DIKA OSINA OWAWA ANYANWU APUTA,OGOLOGO UGWU YA DIKA NKE ENYI NUNU,ONU YA MA KWA MMA DIKA NKE UGO,NTUTU ISI YA TOKWA OGOLOGO DIKA NKE MAMA IWOTA. AHURUM NWATA N'ANYA MA CHOKWA KA MU NA YA DI NA-MMA. BIKO IHE M JI CHO ENYEMAKA UNU BU NA ENWEGHI M IKE IYO NWATA NWANY A ENYI N'IHE NA-ANA M ATU UJO NA OGAGHI EKWE KA M BURU ENYI YA NWOKE...BIKO UMU NNE M KEDU KA M GA ESI KOWATARA YA IHE DI M N'OBI... ADIZIGHI M ERI IHE MAKA NWA A...BIKO NYENU M NDUMODU... Sad

oburu na ihuru nwata nwanyi ahu na-anya, jiri nwayo jee ka ikowatara ya ihe di gi na-obi, gwasie ya okwu ike ma riokwa ya nke ukwu, gosi ya na ihuru ya na-anya dika isiri wee kwuo, echerem na-oga ege gi nti ma imee otua. jisie ike nwannem nwoke, oga adirigi nma ma imekwa ezi omume n'ebe  nwata ahu no.
Posted: at 10-11-2008 03:32 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- prencess at 10-11-2008 03:35 PM (15 years ago)
(f)
chai how i wish i can write igbo like this hahahaha
Posted: at 10-11-2008 03:35 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- digitalman at 10-11-2008 03:48 PM (15 years ago)
(m)
Quote from: prencess on 10-11-2008 03:35 PM
chai how i wish i can write igbo like this hahahaha
ewoo, dont worry, i will teach u but u have to pay with a little money or honey Grin
Posted: at 10-11-2008 03:48 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- prencess at 10-11-2008 04:23 PM (15 years ago)
(f)
money or honey u are not serious
Posted: at 10-11-2008 04:23 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- C-boy at 10-11-2008 05:41 PM (15 years ago)
(m)
wrong place...brb

Posted: at 10-11-2008 05:41 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- prencess at 10-11-2008 05:55 PM (15 years ago)
(f)
 Lips Sealed Lips Sealed Lips Sealed Lips Sealed
Posted: at 10-11-2008 05:55 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- tolexo at 10-11-2008 07:27 PM (15 years ago)
(f)
ndi igbo room, sorry i be Togolese
Posted: at 10-11-2008 07:27 PM (15 years ago) | Upcoming
Reply
- prencess at 10-11-2008 09:16 PM (15 years ago)
(f)
Quote from: tolexo on 10-11-2008 07:27 PM
ndi igbo room, sorry i be Togolese

u no resemble us self u resemble ur people togolese hahahahahaha
Posted: at 10-11-2008 09:16 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- akjasper at 10-11-2008 09:20 PM (15 years ago)
(m)
Hu odika aga m abia muta how to write ibo ofu ma n eba.
Tell me when the love kill u ok.
Posted: at 10-11-2008 09:20 PM (15 years ago) | Hero
Reply
- prencess at 10-11-2008 09:23 PM (15 years ago)
(f)
fake  Grin Grin Grin Grin Grin
Posted: at 10-11-2008 09:23 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- osituga at 10-11-2008 09:24 PM (15 years ago)
(m)
Shit!!   Imma out jooooo
Posted: at 10-11-2008 09:24 PM (15 years ago) | Hero
Reply
- prencess at 10-11-2008 09:28 PM (15 years ago)
(f)
Quote from: osituga on 10-11-2008 09:24 PM
Shit!!   Imma out jooooo

who invited u
Posted: at 10-11-2008 09:28 PM (15 years ago) | Gistmaniac
Reply
- zie85er at 10-11-2008 09:40 PM (15 years ago)
(m)
wetin dey hppen 4 here..........?
gini na-eme ebe a

Posted: at 10-11-2008 09:40 PM (15 years ago) | Hero
Reply
- akjasper at 10-11-2008 10:02 PM (15 years ago)
(m)
language center.
Posted: at 10-11-2008 10:02 PM (15 years ago) | Hero
Reply
[1] 2 3 4 ... 157