Quote from: kinkino on 6-04-2011 12:21 PM
onyiis nwanne, ndii otu hee nnu?
ka ida aturu Funichi mazi, ibu onye obeke anyi??
eeh? Nne, o nu m la i hie Ngwa. Hwe o di agala? Dii uwala obe nde obe ke unu ndi? Ogwe ke anyi nbu nde Ovom l'Akuma Imo (Obioma Ngwa LGA).
Igbo ndeewo nu.