Posted: at | |
| |||||
nke a bu gini? Reply
| |||||
asusu igbo o ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
igbo nu..or inaha nuzi igbo nwane mmadu Reply
| |||||
hahaha.... onwere ndi isi okpukpu jiri ego ugwo akwukwo ha ga n'agba egwu(iche na mmadu bu ewu) hahaha... Reply
| |||||
Quote from: mallorca on 28-05-2010 07:47 PM Quote from: kurupt419 on 28-05-2010 07:42 PM udo dirigi onyeoma mallorca Kedu maka ogbe gi?nwanne mmbada udo na acha na ogbem udo dikwara gi nwanne.
| |||||
ndia n'asu ihe mmadu na amaghi ebe a kpachara nu anya unu oo... Reply
| |||||
kurupt ekenem gi Reply
| |||||
make i pass??? Reply
| |||||
okwa ndim ezigbo mkpa,biko ndi ba anyi anom acho WORLD MAN acho,onwere onye furu ya oburu go di ebe ona agafe agafe? ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: qunodinga on 29-05-2010 02:55 PM make i pass??? dont just try it,i thought is turn of the ndigbo to get thiers as you promise to make it tribal by tribal? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: mallorca on 28-05-2010 07:12 PM Quote from: onyiis on 28-05-2010 07:06 PM daalukwanu oo !! nno ma oburu na ikochago onu with Ajanni.nwa igbo di ka puta ina awu onwegi nala with onye Hausa,odikwara gi egwuo.
| |||||
HAHA.. I N'ACHO NWOKE UWA, EBE ONO N'UKWU MANGO AGBA AWANTIRO Reply
| |||||
Quote from: shaoyang on 30-05-2010 01:50 AM HAHA.. I N'ACHO NWOKE UWA, EBE ONO N'UKWU MANGO AGBA AWANTIRO ifuru na anya ka obu mmadu koro gi? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: mallorca on 30-05-2010 02:09 AM Quote from: shaoyang on 30-05-2010 01:50 AM HAHA.. I N'ACHO NWOKE UWA, EBE ONO N'UKWU MANGO AGBA AWANTIRO ifuru na anya ka obu mmadu koro gi?I MA NA ADIM 2MUCH D D
| |||||
ndigbo biko nu akam na achokwa world man acho.agam e post kwa ya na public forum o ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: nicestobi on 26-05-2010 09:59 PM Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria? Oburu na imaghi mba uwa wuwa mara nkeoma ana akpo Mbaise,ogosiri na ibughi onye di ndu na uwa gburu gburu. Na ihina onnweghi onye di ndu na uwa nile na amaghi Mbaise na Imo state.
| |||||
Quote from: Mba5 on 30-05-2010 02:34 PM Quote from: nicestobi on 26-05-2010 09:59 PM Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria? Oburu na imaghi mba uwa wuwa mara nkeoma ana akpo Mbaise,ogosiri na ibughi onye di ndu na uwa gburu gburu. Na ihina onnweghi onye di ndu na uwa nile na amaghi Mbaise na Imo state. la m hie Ngwa
| |||||
Quote from: NenyeN on 30-05-2010 02:39 PM Quote from: Mba5 on 30-05-2010 02:34 PM Quote from: nicestobi on 26-05-2010 09:59 PM Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria? Oburu na imaghi mba uwa wuwa mara nkeoma ana akpo Mbaise,ogosiri na ibughi onye di ndu na uwa gburu gburu. Na ihina onnweghi onye di ndu na uwa nile na amaghi Mbaise na Imo state. Nwanne mmadu kedu ka imere? Adim mma na ezie. Amaram na i bu nwaafo Ngwa site na asusu Igbo gi. Mbaise na Ngwa bu ezigbote Nwanne.
| |||||
Mba iteolu ewepuru mba ano!! kedu ka emere amam na udo na achi na ogbe gi? Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot