Posted: at | |
| |||||
Quote from: blings_is_back on 19-10-2009 11:52 AM onye si na obu onye igbo ma na omaghi ka esi ede igbo.... onye ahu abughi onye igbo... Oburu na imughi asusu igbo na ulo akwukwo, kedu ka i ga esi mara ide asusu igbo.
| |||||
Quote from: Susiebabe on 14-01-2011 04:10 PM Umu igbo kwenu Nwanne m, obughi Re nu ma, Rie nu, Zuo nu, Afor nke a ga diri anyi nma Kedu nu ihe bu isi okwu anyi n'ebe a Re nu Zu o nu Afoo gadiri anyi nmaoo Kedunu ihe bu isi okwu anyi ebea?
| |||||
umu naa ekene m unu ReplySupport me... If you don't understand me don't write about me
| |||||
Quote from: atamajim on 8-12-2010 01:52 PM Quote from: onyiis on 8-12-2010 12:55 PM Quote from: kinkino on 7-12-2010 06:35 PM chai...ewu lanlodu anyi atala ji nchoro isiri umunne m oooo....anyi nakwado ikiri egwuru iso npi bolu...anyi amaghi oge ya bu ewu ji bata na kichini anyi...kedu ihe any ga eri ugbua...biko onye nwere ji akpu ma obu ofe...ya biko kunyetu anyi...aga m akwughachi gi echi.... ewooo !!! kpuputa ya bu ewo ka egbu ooo ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() opara enwe , kee kwanu ? bia nwunye enwe, ika nakpughari enwe ebea? ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kinkino on 8-12-2010 02:13 PM @onyiis nwanne...ewu ahu wara ajo anya...osikwa na be lanlodu anyi gbaputa...bata na kichin anyi..rie ya bu ji....eziokwu...agam awu ya mmiri oku ma oputa ozo heheheeeeeeeeeeee !! ka o hapukwa ibu na ya bu ewu bu mbe , maka na "mmiri oku anaghi egbu mbe" ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kinkino on 14-12-2010 05:00 PM @Bazemaster....obu nkwuo eziokwu ara mu efue......ekwukwa m ya ozo...obu gi were ya bu aki....ibu eze oji anya ike eri otu ofu ndi igbo @mallorca...nwanne rapu Bazemaster, ochefuru na obu eze ma na ezu aki anyi na ori....ka m juo kwa...onye mere ya eze anyi.... heheheheheeeeeeeeeeeee !! o nweghi onye nwere ike izu ya bu ara na ohi ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kinkino on 21-12-2010 04:02 PM @blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a onye asuzina ingligbo ! "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: missKalu on 11-01-2011 07:41 PM mchoro iri ofe nsala onwe nke m sinyere na oku ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: blings_is_back on 15-01-2011 06:30 PM ina etinyezirim aja na garri?...... si ginwa bata na ime iga abata?..... biko puorom na uzo heheheheheeeeeeeeeeee !! nime gini ka i choro ka o bata ? ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
was ist los hier?l don speak my own. Reply
| |||||
aru odikwa onye nka Reply
| |||||
ich bin sehr gesund danke. Reply
| |||||
gini bu ihe a ? Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
udo diri unu ndi be anyi Reply
| |||||
dikwara gi Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 22-01-2011 06:24 PM Quote from: kinkino on 14-12-2010 05:00 PM @Bazemaster....obu nkwuo eziokwu ara mu efue......ekwukwa m ya ozo...obu gi were ya bu aki....ibu eze oji anya ike eri otu ofu ndi igbo @mallorca...nwanne rapu Bazemaster, ochefuru na obu eze ma na ezu aki anyi na ori....ka m juo kwa...onye mere ya eze anyi.... heheheheheeeeeeeeeeeee !! o nweghi onye nwere ike izu ya bu ara na ohi ![]() ![]() ![]() ![]() eziokwu ka ikwuru nwanne m...obu na di onye eze anyi, agaghi ezuwu ya na ori...
| |||||
Gbam !!! Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 22-01-2011 06:41 PM Quote from: blings_is_back on 15-01-2011 06:30 PM ina etinyezirim aja na garri?...... si ginwa bata na ime iga abata?..... biko puorom na uzo heheheheheeeeeeeeeeee !! nime gini ka i choro ka o bata ? ![]() ![]() ka obata na ime ulom na...... ka anyi mee ihe anyi kwesiri ime
| |||||
hehehehehheeeeeeeeeeeee !!! lee kwa ariri ooo Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)