onyiis at 17-08-2010 03:18 PM (14 years ago) (f) a nyukoo mamiri onu ya agboo ufufu !!!!! igbo bu igbo ya gazie nu !!!!
many ppl here.... mamiri ha na esi ajo isi.... mu na ha aghaghi anyukoo mamiri biko kwa....
Olee ndi mamiri ha na esi ajo isi ? Kpoo ha aha na otu na otu
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 17-08-2010 03:18 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 17-08-2010 06:42 PM (14 years ago) (m) unu bu AJO UMUNNE! tufiakwa, UNU NIILE BU NDI ARA, NDI OCHI, NDI OGBU MMADU, unu ajughi ebem no since? gwongworo tiwa unu isi ebe ahu
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 17-08-2010 06:42 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 17-08-2010 06:48 PM (14 years ago) (m) unu bu AJO UMUNNE! tufiakwa, UNU NIILE BU NDI ARA, NDI OCHI, NDI OGBU MMADU, unu ajughi ebem no since? gwongworo tiwa unu isi ebe ahu
@onye uwa kedu ihe gbasara anyi na ebe ino? ebe masiri ije Posted: at 17-08-2010 06:48 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 18-08-2010 05:01 PM (14 years ago) (f) unu bu AJO UMUNNE! tufiakwa, UNU NIILE BU NDI ARA, NDI OCHI, NDI OGBU MMADU, unu ajughi ebem no since? gwongworo tiwa unu isi ebe ahu
hehehheeeeeeee !!! anyi ga aju ebe ino , i bu tata ?
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-08-2010 05:01 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
missKalu at 18-08-2010 09:11 PM (14 years ago) (f) Igbo ndi oma na ege nti, nuru nu akiko uwa, onye isi ndi uwe oji nke obodo anyi ekwuola na ya ga eme ihe nile iji hu na ejidere ndi ome nke ome ah na eme mpu di iche iche na ime obodo, ndi be anyi nka bu akiko biara na abali ta ta ka chi fonu.
Ogene Abia state....ajuju ajughi ama agbaa odi ka iso na ndi ah na eme mpu na ime obodo Posted: at 18-08-2010 09:11 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nicestobi at 18-08-2010 09:16 PM (14 years ago) (m) OKWA HA MEBILI OBODO? Posted: at 18-08-2010 09:16 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 18-08-2010 09:30 PM (14 years ago) (f) iji gwa gi eziokwu ohanwa mebiri obodo Posted: at 18-08-2010 09:30 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nicestobi at 18-08-2010 09:58 PM (14 years ago) (m) gini ka anyi ga eme fa kita? Posted: at 18-08-2010 09:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 18-08-2010 10:31 PM (14 years ago) (m) iji gwa gi eziokwu ohanwa mebiri obodo
kedu ndi mebiri obodo kpo ha aha Posted: at 18-08-2010 10:31 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 18-08-2010 10:52 PM (14 years ago) (m) no 1. kurupt419 no 2. kurupt419 no3............. Posted: at 18-08-2010 10:52 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 19-08-2010 12:14 AM (14 years ago) (m) ok..... o gi ka ana aria?? Posted: at 19-08-2010 12:14 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 19-08-2010 12:16 AM (14 years ago) (f) ano m abia Posted: at 19-08-2010 12:16 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kurupt419 at 19-08-2010 12:19 AM (14 years ago) (m) ebe ka ina aga? Posted: at 19-08-2010 12:19 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 19-08-2010 12:25 AM (14 years ago) (m) OGBASARA GI? Posted: at 19-08-2010 12:25 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 19-08-2010 12:34 AM (14 years ago) (m) kedu nke gbasara gi na ajujua? Posted: at 19-08-2010 12:34 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 19-08-2010 01:01 AM (14 years ago) (m) onye igbo. hapu umu nwayi na ukwu Posted: at 19-08-2010 01:01 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 19-08-2010 01:15 AM (14 years ago) (m) Igbo ndi oma na ege nti, nuru nu akiko uwa, onye isi ndi uwe oji nke obodo anyi ekwuola na ya ga eme ihe nile iji hu na ejidere ndi ome nke ome ah na eme mpu di iche iche na ime obodo, ndi be anyi nka bu akiko biara na abali ta ta ka chi fonu.
Ogene Abia state....ajuju ajughi ama agbaa odi ka iso na ndi ah na eme mpu na ime obodo anam eme mpu n'ime obodo abum onye Abia ebe ife n'ile na eme?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 19-08-2010 01:15 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 19-08-2010 01:30 AM (14 years ago) (m) OK.............OBU UNU BU ALA ADIYI MMA Posted: at 19-08-2010 01:30 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 19-08-2010 02:22 AM (14 years ago) (m) anu hum ife e'kwulu Posted: at 19-08-2010 02:22 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 19-08-2010 03:22 AM (14 years ago) (m) NTII CHIKWA GI THIER.. Posted: at 19-08-2010 03:22 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |