kurupt419 at 20-08-2010 05:01 PM (14 years ago) (m) tufia kwa Posted: at 20-08-2010 05:01 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
maka gini? Posted: at 20-08-2010 06:26 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 20-08-2010 09:19 PM (14 years ago) (f) maka mmuta Posted: at 20-08-2010 09:19 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 21-08-2010 04:27 AM (14 years ago) (m) Abum onye nkuzi, yamere onye obula choro ima otu esi asu Igbo mee ka mu mara, ma obu kpom na ekwe nti m, 07038103421. Dalu.
onye nkuzi egusi. Posted: at 21-08-2010 04:27 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 21-08-2010 05:03 AM (14 years ago) (m) ..... Posted: at 21-08-2010 05:03 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 21-08-2010 11:35 AM (14 years ago) (m) Igbo ndi oma na ege nti, nuru nu akiko uwa, onye isi ndi uwe oji nke obodo anyi ekwuola na ya ga eme ihe nile iji hu na ejidere ndi ome nke ome ah na eme mpu di iche iche na ime obodo, ndi be anyi nka bu akiko biara na abali ta ta ka chi fonu.
Ogene Abia state....ajuju ajughi ama agbaa odi ka iso na ndi ah na eme mpu na ime obodo anam eme mpu n'ime obodo abum onye Abia ebe ife n'ile na eme? ahaa asi kwam ihe oji ewe gi iwe na ndi uwe oji si na ha ga ejide ndi na emebi obodo. amanu m ma oso cha na ndi ntori a? bia nke nwanyi ejikwaram gi ogu na ofor o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 21-08-2010 11:35 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyiis at 21-08-2010 12:11 PM (14 years ago) (f) heheheeeeeeeee !!!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 21-08-2010 12:11 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
luvvy at 21-08-2010 12:25 PM (14 years ago) (m) u guyz are taking this sh*t too personal Posted: at 21-08-2010 12:25 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 21-08-2010 03:08 PM (14 years ago) (m) onye kpotara onye ofe mmanua ebea?  ? Posted: at 21-08-2010 03:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 21-08-2010 07:45 PM (14 years ago) (f) Igbo ndi oma na ege nti, nuru nu akiko uwa, onye isi ndi uwe oji nke obodo anyi ekwuola na ya ga eme ihe nile iji hu na ejidere ndi ome nke ome ah na eme mpu di iche iche na ime obodo, ndi be anyi nka bu akiko biara na abali ta ta ka chi fonu.
Ogene Abia state....ajuju ajughi ama agbaa odi ka iso na ndi ah na eme mpu na ime obodo anam eme mpu n'ime obodo abum onye Abia ebe ife n'ile na eme? ahaa asi kwam ihe oji ewe gi iwe na ndi uwe oji si na ha ga ejide ndi na emebi obodo. amanu m ma oso cha na ndi ntori a? bia nke nwanyi ejikwaram gi ogu na ofor o so gi ma nke iji na nke ina eji gi Posted: at 21-08-2010 07:45 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
missKalu at 21-08-2010 07:46 PM (14 years ago) (f) u guyz are taking this sh*t too personal
my friend get out of here Olodo Posted: at 21-08-2010 07:46 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Mr-World at 22-08-2010 09:51 AM (14 years ago) (m) Ndi b`anyi bikonu soronum mejue ebe ndi na akwado Mr World no, oya Misskalu odika obu soso gi no ugbua, soro nu linkia: http://www.facebook.com/pages/Mr-World/128809633806580BIKOWANU OOOOOO!!!!!
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 22-08-2010 09:51 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 22-08-2010 04:05 PM (14 years ago) (m) gini?  ? Posted: at 22-08-2010 04:05 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
uchakobasi at 22-08-2010 08:51 PM (14 years ago) (f) u guyz are taking this sh*t too personal
my friend get out of here Olodo lol Posted: at 22-08-2010 08:51 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kurupt419 at 22-08-2010 09:15 PM (14 years ago) (m) nne hapu ihe (lol) sua igbo Posted: at 22-08-2010 09:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 22-08-2010 11:08 PM (14 years ago) (f) hehehehe Posted: at 22-08-2010 11:08 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kurupt419 at 24-08-2010 01:02 AM (14 years ago) (m) nne ochi gia nwekwara ka odi oooo Posted: at 24-08-2010 01:02 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 24-08-2010 09:45 AM (14 years ago) (f) a chorom isi ofe ede
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 24-08-2010 09:45 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kurupt419 at 24-08-2010 01:20 PM (14 years ago) (m) no nwa Posted: at 24-08-2010 01:20 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Ngozai at 24-08-2010 06:56 PM (14 years ago) (f) NWA NNAA I MA EBE ANO. AKWUM GI NA AZU CHIMCHIM. Posted: at 24-08-2010 06:56 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |