Posted: at | |
| |||||
NDI BA ANYI..EKELE MU UNU.MMA MMA NU! Reply
| |||||
Hmmm nwa nna e gi okwu. @toks what a great disappointment. @divinP nne e ga di. Chi ga agosi gi. Chai! Ife nile mebe zia na ebe a. ReplyWhatever,when ever,however,whereever, Jst ThankGod. That's why i'm TGod. With God all things are pos
| |||||
Na eziokwu obu ihe jokariri udene na njo ma sigbuo kwaa nkakwu na isi na onye kpolo onwe ya nwa afo Igbo amaghi asu igbo,bikonu onye obuna muba ka esi asu igbo,onye amagha agba ya kwebe na isi.Bido suba igbo nwa obele obele na nkpughari nkpughari ka eji ele nwa nkpi.Udo dili umu igbo! Reply
| |||||
Wetin b dis Reply
| |||||
Wetin b dis? Reply
| |||||
Quote from: TGod on 27-12-2009 06:57 PM Hmmm nwa nna e gi okwu. @toks what a great disappointment. @divinP nne e ga di. Chi ga agosi gi. Chai! Ife nile mebe zia na ebe a. wat ar u talkin abt ![]() 2.0.
| |||||
Guy,use ur messenger next time. Reply
| |||||
![]()
| |||||
NWANNE M NWOKE EKELERE M GI MAKA OHERE A I WEPUTARA MAKA NDI IGBO. ReplyO GA-ADIRI GI NMA.YA GAZIE.IGBO NI'ILE UDO DIRI UNU.ASI M IHE OMA MERE ONYE, YA MEKWARA IBEYA. WEE NA ASIKWA IHE OMA MERE NDI IGBO NI'ILE NA-AFO OHURU A,[2010]
| |||||
dalu nwoke oma... Reply
| |||||
hmmmmmmmmmmmmmmmm..............afor ofu mama nu Reply
| |||||
agu nwoke... kedu ije Reply
| |||||
nwanne mmadu ano mu mma na ekwe oyoyo..............kedu nke na eme Reply
| |||||
Kedu ihe na-eme ebea . Igbo bu igbo ekele mu un ooo !!! ReplyDirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
Quote from: dirtykid on 6-01-2010 03:04 PM Kedu ihe na-eme ebea . Igbo bu igbo ekele mu un ooo !!! Imelu ofuma nna
| |||||
E LEE IHE UNU CHORO K'ANYI KWUO EBE A BIKO KWANU? Reply
| |||||
Quote from: tubmann on 7-01-2010 12:06 PM E LEE IHE UNU CHORO K'ANYI KWUO EBE A BIKO KWANU? ajuju gi di mma..... ihem choro ka anyi kwuo ebe bu otu anyi ge esi wee nara ndi ugwu ochichi nchi ngbu nke ha na achi anyi ka mgbe aluchara ogu biafra... Oge elugo mgbe ndi igbo ga ewere ihe ruru ha...
| |||||
This is total languagecism, don't worry wen Yar'Adua comes back wu wil ad Arab languages too ReplyBelieve it or not I Rule
| |||||
This is total languagecism, don't worry wen Yar'Adua comes back wu wil ad Arab languages too ReplyBelieve it or not I Rule
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
Woman Sparks Outrage Over Post Urging Abroad-Based Men to Avoid Igbo Wives Without Prenup
"Green For A New Beginning": Annie Macaulay Embraces Fresh Chapter After Split from 2Baba
#FreeVDM: GTBank Faces Mass Withdrawals As Fans Rally Behind VeryDarkMan Over Alleged Arrest
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
Tension At Tinubu’s Empowerment Event As Women Walk Out During Rivers First Lady’s Speech