vivian07 at 13-08-2009 08:51 AM (15 years ago) (f) Nne werekwa ya nwayo. Kee nke wukwa ""i missed u". Nga agwaya Samy. ha ! o nweghi kwa ihe na eme ni....dim hotara 
adim nma....i missed u ..  eeyaa, anom naija ugbua, i missed u too. i na eme enjoy na naija ...amam na anwu di too much ?
Kagini we mezie? Ka ochota gi nulo? Ogagi enwe isi mancha mancha.
bia bright ......ke ihe o bu ? digital bu ezibo enyim Posted: at 13-08-2009 08:51 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
digitalman at 13-08-2009 08:52 AM (15 years ago) (m) hahaha, brightossy, idikwa funny Posted: at 13-08-2009 08:52 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
vivian07 at 13-08-2009 08:55 AM (15 years ago) (f) very funny.. Posted: at 13-08-2009 08:55 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
brightossy at 13-08-2009 08:55 AM (15 years ago) (m) Samy awuruzie gini? Osaa moto? Asi aluta agboo echefoo agadi. Soro uchegi. Posted: at 13-08-2009 08:55 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
digitalman at 13-08-2009 08:56 AM (15 years ago) (m) Nne gba bright nkiti, oma ihe on'eme, kama na ihe n'me ya ka omaghi, anwu naija dikwa too much, achorom iji oso gbapu gbanaga ebem no. Posted: at 13-08-2009 08:56 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
SAmyrocko at 13-08-2009 08:58 AM (15 years ago) (m) Digitalman uwa n'nile. nwannaa ka nke na eme ?
Life is one big road with lots of signs, so when you are riding through th Posted: at 13-08-2009 08:58 AM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
brightossy at 13-08-2009 08:59 AM (15 years ago) (m) Were umbrela lol Posted: at 13-08-2009 08:59 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
digitalman at 13-08-2009 09:01 AM (15 years ago) (m) Digitalman uwa n'nile. nwannaa ka nke na eme ?  Samy sparkle my guy, udo di, ebee ka ino? maka na anom naija ugbua, nna otekwala oo Posted: at 13-08-2009 09:01 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
brightossy at 13-08-2009 09:04 AM (15 years ago) (m) Chaaai! Lenu onye nnazotala na etu digital aha. Posted: at 13-08-2009 09:04 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
SAmyrocko at 13-08-2009 09:11 AM (15 years ago) (m) Digitalman uwa n'nile. nwannaa ka nke na eme ?  Samy sparkle my guy, udo di, ebee ka ino? maka na anom naija ugbua, nna otekwala oo Nna mehn anom ofuma ooo. Muwa kporo prince na ekwe nti, Ogemuwa nuru na obatara Naija, mana o'naghi achor ka muna ya kwuo okwu. Amaghim ihe bu nsogbu ya.
Life is one big road with lots of signs, so when you are riding through th Posted: at 13-08-2009 09:11 AM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
SAmyrocko at 13-08-2009 09:14 AM (15 years ago) (m) Chaaai! Lenu onye nnazotala na etu digital aha.
Hahahaha, Nwanna nsogbu anoghi, digital bu ezi enyi m
Life is one big road with lots of signs, so when you are riding through th Posted: at 13-08-2009 09:14 AM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
valleydust at 13-08-2009 09:23 AM (15 years ago) (m) kedu nke n'eme ebaa?  ? Posted: at 13-08-2009 09:23 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
digitalman at 13-08-2009 09:24 AM (15 years ago) (m) ok, samy, prince no na mgbaghari, kama oga aloghachi next week, nsogbu adighi ma ori Posted: at 13-08-2009 09:24 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
SAmyrocko at 13-08-2009 09:26 AM (15 years ago) (m) ok, samy, prince no na mgbaghari, kama oga aloghachi next week, nsogbu adighi ma ori
odinma, udo di..
Life is one big road with lots of signs, so when you are riding through th Posted: at 13-08-2009 09:26 AM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
vivian07 at 13-08-2009 10:02 AM (15 years ago) (f) kedu nke n'eme ebaa?  ? hmmm....ke ebeh i jere since ? Posted: at 13-08-2009 10:02 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Pires07 at 13-08-2009 03:08 PM (15 years ago) (m) ndi beanyi ekele m unu, kedu ka unu mere, unu odikwa nma? Dozie na ekele unu.
...everywhere i go they keep saying i'm Unique, well that's because my swag defines me. Posted: at 13-08-2009 03:08 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
McBona at 14-08-2009 03:52 AM (15 years ago) (m) ngwa were nke a. . . gwam gwam gwam, gwam ihe nwanyi ji anyu mamiri?? Posted: at 14-08-2009 03:52 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
McBona at 14-08-2009 03:55 AM (15 years ago) (m) myra na atu asi....ka anyi juo dim...  chaii!! gini??? Myra nwanyi m na atu asikwa  nke a bu asi ocha. Posted: at 14-08-2009 03:55 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
SAmyrocko at 14-08-2009 08:01 AM (15 years ago) (m) ndi beanyi ekele m unu, kedu ka unu mere, unu odikwa nma? Dozie na ekele unu.
Nwanne m nwoke udo diri gi
Life is one big road with lots of signs, so when you are riding through th Posted: at 14-08-2009 08:01 AM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
vivian07 at 14-08-2009 09:04 AM (15 years ago) (f) ngwa were nke a. . . gwam gwam gwam, gwam ihe nwanyi ji anyu mamiri??  emmm....emm..emm... emmmmm....isi gi Posted: at 14-08-2009 09:04 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |