Posted: at | |
| |||||
Quote from: kinkino on 21-12-2010 04:02 PM @blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a biko umunnem na umunnam...gbahara nu mu oooo...amaghikwa m mgbe mji suo asusu oyibo na ebe a...
| |||||
Quote from: iykins on 22-12-2010 01:27 PM blings biko ibu onye nkem ,gaa n"iru, anyi ga na-asu Igbo nwanne ima ezigbo akwukwo
| |||||
Quote from: kinkino on 22-12-2010 01:49 PM Quote from: kinkino on 21-12-2010 04:02 PM @blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a biko umunnem na umunnam...gbahara nu mu oooo...amaghikwa m mgbe mji suo asusu oyibo na ebe a... oya wete ihe eji ayo biko bia ba na obim ozogbo.......
| |||||
Thanks for the post. Hi guys, Im a newbie. Nice to join this forum. Reply__________________ watch movies online free
| |||||
Quote from: blings_is_back on 22-12-2010 10:08 PM Quote from: kinkino on 22-12-2010 01:49 PM Quote from: kinkino on 21-12-2010 04:02 PM @blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a biko umunnem na umunnam...gbahara nu mu oooo...amaghikwa m mgbe mji suo asusu oyibo na ebe a... oya wete ihe eji ayo biko bia ba na obim ozogbo....... odi nma ezi nwanne m...egotago m mmanya ngwo, oji, ose oji na kwa okwa....ndewo...
| |||||
hmmmmmm..... ugbua ka ibiara.... chere kam kpo ndi ichie na ndi ozo ka ha sorom keta oko ha Reply
| |||||
ngwa nu biko kpo ha...egotago m ugba na azu okpo.... Reply
| |||||
chai!! biko tinye kwa ya azu mangala na ukwu efi Reply
| |||||
igbo bu igbo, e' kelekwaa m unu, nke onye chiri ya zelu, ya diri nwoke mma, ya dikwara nwanyi mma, egbe belu ugo bele, ma- nke si ibe ya ebena, ya biko zi ya nga oga -ebe mmiri atala ma azu anwula, abum nwa nne unu-nwoke (mgbechikwere) amakaosiladi obi dim mma mgbe m huru na-odi ndi okana-amasi isu asusu igbo ma-obu ide-asusu ibo, umu nnaa ogini mere unu ji kpoo asusu unu-asi? o bu ihejogburu udele ma-sigbue nkapii na- igbo hapuru asusu ha, gbara ya a rukwaim n'ihi(feletefete) asusu bekee.ma otu-odi taa, dika onyenakwa gi okwua taa, a noghim ala-anyi nke nji-ano ala igbo, ma-ijigwai izokwu, n'ebe nno obu-nani asusu igbo ka-anyi ji-azu ahia maka n'obughi ihe nile ikworo igwu-ma o bu afa ego i choro-ikpo ka-iga acho ka-onye bekee ma-obu-onye ochara nnu na-nti. ya mmere umu nna biko muba nu asusu igbo maka na-odi mkpa. mata kwa- na onye enweghi asusu enweghi ebe osi maka na-asusu onye bu ihe na-egosi ebe oneye si puta, biko unu nna ka-anyi boo chi, Reply
| |||||
nnaa mata-kwa n'echiri m echi chi, biko chetakwa m n'oke ndi nze na ozo ooooooo Reply
| |||||
igbo ndi nwem ekele'm unu Reply
| |||||
onye obula bia ba na bem echi bu 25th Kam mete unu nma.... mmanya ngwo ga ai ya, anu ewu amiri ami di kwa ya, na ihe oriri ndi ozo.... Reply
| |||||
umunna m, anam aga ala nnam echioooooo Reply
| |||||
Umunnaa, ekeresimesi oma nu oo ReplyNEMO DAT QUOD NON HABET
| |||||
Onye na- eri ya chetakwa nwa nne ya. Ndewo umu nnem ndi ji eme onu. ReplyWhat Are Friendz For ?
| |||||
Nezie okwu onye obula siri na omaghi otu esi asu igbo abughi onye igbo, mana oburu na onwere onye obula choro ka ojiri asusu ozo kwuo ihe ga abara anyi nile biko nye ya ohere maka anyi bu ofu, "one Nigeria" Biko nwannemoo onwere otu m ga esi fu ka muna gi kpa niru niru maka ada idi mma olulu ka emesie oga dikwam mma ka inyem imail gi kam na gi kpa na facebook, ka odioo Reply
| |||||
biko nu onwere aka na aku ogene ebea? Reply
| |||||
umu igbo kedu nu ka afo a ga adi? Reply
| |||||
I am an Igbo boy. Reply![]()
|
Lady Calls Out JAMB After Mysterious Overnight Change in Brother’s UTME Result
“He Got Me Pregnant”: Nigerian Lady Accuses Popular Pastor Of Sexual Misconduct In Viral Video
"Why Was I Held Hostage?" — VeryDarkMan Blasts GTBank Over EFCC Arrest Ordeal (Video)
Arrest Tompolo Now! Nigerian Doctor Dares EFCC To Go After Niger Delta Militant Leader, Tompolo
Socialite, Pretty Mike Shows up to 2025 AMVCA Looking Like This... (Photos)
Panic In Abuja As Pastor Shoots Two Immigration Officers After Being Mistaken Them For Robbers
Pregnant Woman Dies Mid-operation As Jehovah’s Witness Doctor Refuses Blood Transfusion
Lagos Lady Recounts Ordeal in 'One Chance' Bus, Says She Was Hypnotized, Robbed & Abandoned
AMVCA 2025: Seven Doors & Lisabi: The Uprising Light Up Nollywood’s Biggest Night (Full Winners
Wizkid. Ayra Starr Face Backlash Over “Gimme Dat” Lyrics Allegedly Insensitive To Amadou Diallo