Igbo's only (Page 57)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 54 55 56 [57] 58 59 60 ... 148
- Agatex at 10-06-2010 03:36 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: pancho on 26-10-2009 04:58 PM
abu mu onye kaduna.

ibu onye kaduna na su kwa asusu igbo...........hmmmm idikwa sure?
Posted: at 10-06-2010 03:36 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bestgift at 10-06-2010 04:15 PM (13 years ago)
(f)
onwere ike ibu eziokwu. otutu ndi obodo ozo na asu asusu igbo. dika muonwem amam ka esi asu asusu ndi ofe mmanu(yoruba)
Posted: at 10-06-2010 04:15 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Toniagirl at 10-06-2010 04:25 PM (13 years ago)
(f)
dalu mr. world, i mere ofuma were mee ihe m yoro gi. ahugo m iru gi. kedu  nke n'eme?
Posted: at 10-06-2010 04:25 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- ndjoe at 10-06-2010 05:17 PM (13 years ago)
(m)
lekwa  nu anya biko nu

Ogene Abia State
Posted: at 10-06-2010 05:17 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- adaogbo at 13-06-2010 01:38 AM (13 years ago)
(f)
LOL UMU OMA MJI EME ONU NDEWO NU OOOOOO
Posted: at 13-06-2010 01:38 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Mr-World at 13-06-2010 08:24 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Toniagirl on 10-06-2010 04:25 PM
dalu mr. world, i mere ofuma were mee ihe m yoro gi. ahugo m iru gi. kedu  nke n'eme?


nno! nwanyi oma, anabataram ekele gi nke oma, obi wee bia dikwa m uto ka unu bu umu nwanyi ndi igbo hapuchara ibu mpeteri (AJEBUTA) nwere na asu asusu a ofuma, ekele m unu.

Posted: at 13-06-2010 08:24 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 13-06-2010 08:52 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: ndjoe on 10-06-2010 03:33 AM
Quote from: Mr-World on  9-06-2010 07:04 PM
Quote from: onyiis on  9-06-2010 06:00 PM
o bu so iru ya ka i choro ihu ?

kedu ihe ozo ichoro ka ohu?

ibuzi nu tata ihe ochoro ihu bu iha ahu  ginwa na achogi ka ohu

ikara inye ya amu gi ka ohu

Posted: at 13-06-2010 08:52 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 13-06-2010 06:26 PM (13 years ago)
(m)
okwa ndi mkpa,Ndigbo biko nu anam acho Eze ndigbo na Naijapals acho (Bling) onwere onye furu ya ma ya meturom.ekwusigom

Posted: at 13-06-2010 06:26 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Mr-World at 14-06-2010 08:33 PM (13 years ago)
(m)
nwanne m, odikwa ka ndi nto atorogo Igwe, ana m achoghari ya kemgbe nwanne uyahu biko okakwa mma na anyi tinyere ya na nti oha na eze ka soro anyi choo ya

Posted: at 14-06-2010 08:33 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 14-06-2010 08:54 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 13-06-2010 08:52 AM
Quote from: ndjoe on 10-06-2010 03:33 AM
Quote from: Mr-World on  9-06-2010 07:04 PM
Quote from: onyiis on  9-06-2010 06:00 PM
o bu so iru ya ka i choro ihu ?

kedu ihe ozo ichoro ka ohu?

ibuzi nu tata ihe ochoro ihu bu iha ahu  ginwa na achogi ka ohu

ikara inye ya amu gi ka ohu

okwa ima na imebiri emebi
Posted: at 14-06-2010 08:54 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 14-06-2010 08:55 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: adaogbo on 13-06-2010 01:38 AM
LOL UMU OMA MJI EME ONU NDEWO NU OOOOOO

dalu kw
Posted: at 14-06-2010 08:55 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 14-06-2010 09:42 PM (13 years ago)
(m)
ndigbo afubeghikwam Eze unu bu Bling, anam achosi ya ike biko nu

Posted: at 14-06-2010 09:42 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- ndjoe at 14-06-2010 11:32 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on 14-06-2010 09:42 PM
ndigbo afubeghikwam Eze unu bu Bling, anam achosi ya ike biko nu

hapu onye ahu osorogo nwayi ofe mmanu lawa ijabu ode
Posted: at 14-06-2010 11:32 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Tobbe at 14-06-2010 11:38 PM (13 years ago)
(m)
for the fact say i be true Naija no mean say i go dey wear green whit green, I not need write b4 u understand but i go speak for you to hear me
Posted: at 14-06-2010 11:38 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- oguejiofor at 15-06-2010 01:02 AM (13 years ago)
(m)
bia tobbe , odika ihe ikwu na nti ekweghi gi ka inu na obu igbo ka ana asu ebea. biko kwanyere onwe gi ugwu si ebea puo tupu iwe ewem o. ike ule
Posted: at 15-06-2010 01:02 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 15-06-2010 09:59 AM (13 years ago)
(m)
onye mebiri emebi? mu na gi kedu onye ka mma?

Posted: at 15-06-2010 09:59 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bestgift at 15-06-2010 10:16 AM (13 years ago)
(f)
nuo nu ogu mana unu atala alu.
Posted: at 15-06-2010 10:16 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- bomsiluv at 15-06-2010 10:18 AM (13 years ago)
(f)
Igbo kwenu
Posted: at 15-06-2010 10:18 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 15-06-2010 10:22 AM (13 years ago)
(m)
anyi agaghi ekwe na ibughi onye igbo, ibu onye ugwu

Posted: at 15-06-2010 10:22 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 15-06-2010 10:25 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Tobbe on 14-06-2010 11:38 PM
for the fact say i be true Naija no mean say i go dey wear green whit green, I not need write b4 u understand but i go speak for you to hear me

odika uburu ana agbawa gi ebea iji nwere hu men of intellectual sagacity na asu igbo, ibia na asuru na anyi oyibo, ina apu ara? come on, nweputa ihe ahu itinyere na nti ka ina anu ihe m na ekwu ofuma

Posted: at 15-06-2010 10:25 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 54 55 56 [57] 58 59 60 ... 148