iGBOS KWAM KWAM KWAM.........

Date: 22-11-2011 10:07 pm (12 years ago) | Author: Amara
- at 22-11-2011 10:07 PM (12 years ago)
(f)
Kwam kwam kwam......kwam mmadu abua na aga n"uzo, mmiri ana ama ofu, mmiri anaghi ama ofu?Huh?Huh?Huh?Huh?Huh?Huh?Huh?Huh??

1 Nwanyi kwo nwa n"azu, jide mcheanwu?Huh?Huh?
2 Nwanyi di ime?Huh???
3 Nwanyi ku nwa na aka, kpuchie nwa ya???

Posted: at 22-11-2011 10:07 PM (12 years ago) | Upcoming
- Mrchuksman at 22-11-2011 10:34 PM (12 years ago)
(m)
Nwanyi di ime!
Posted: at 22-11-2011 10:34 PM (12 years ago) | Newbie
Reply
- kebella at 22-11-2011 10:39 PM (12 years ago)
(f)
 Grin Grin Grin Grin

Posted: at 22-11-2011 10:39 PM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- meetashley at 22-11-2011 11:13 PM (12 years ago)
(f)
Kwam Ogba aka ari elu?Huh?Huh?Huh?Huh?Huh?

Kwam ihe kuru mmiri gbago elu?Huh?Huh?
Posted: at 22-11-2011 11:13 PM (12 years ago) | Upcoming
Reply
- Ajento at 23-11-2011 03:33 AM (12 years ago)
(m)
Quote from: meetashley on 22-11-2011 11:13 PM
Kwam Ogba aka ari elu?Huh?Huh?Huh?Huh?Huh?

Kwam ihe kuru mmiri gbago elu?Huh?Huh?

Ogba aka ari elu, wu agwo

Ihe kuru mmiri gbago elu, wu aku beke
Posted: at 23-11-2011 03:33 AM (12 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Ajento at 23-11-2011 03:43 AM (12 years ago)
(m)
Gwam gwam gwam, gwam okuru kpom anughi udaya

Gwam gwam gwam, gwam esighi isi ereghi ure

Gwam gwam gwam, gwam ata piam obi agba na ngole ___________ (mejue okwu ahu)
Posted: at 23-11-2011 03:43 AM (12 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ajanni at 23-11-2011 07:06 AM (12 years ago)
(m)
kedu -----
 odunma
haaaaaaaahhhaaa
 Grin Grin Grin Grin Grin Grin
Posted: at 23-11-2011 07:06 AM (12 years ago) | Grande Master
Reply
- ajanni at 23-11-2011 07:07 AM (12 years ago)
(m)
Quote from: kebella on 22-11-2011 10:39 PM
Grin Grin Grin Grin
Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked
Posted: at 23-11-2011 07:07 AM (12 years ago) | Grande Master
Reply
- moniconyez at 23-11-2011 07:15 AM (12 years ago)
(m)
Quote from: ajanni on 23-11-2011 07:06 AM
kedu -----
 odunma
haaaaaaaahhhaaa
 Grin Grin Grin Grin Grin Grin

SIEBAA BUOO, OKWU NKE a BU MAKA UMU IBE. obughi maka ndi na achu mnama
Posted: at 23-11-2011 07:15 AM (12 years ago) | Hero
Reply
- solid_solid at 23-11-2011 10:56 AM (12 years ago)
(m)
KWAM IKWURU OTO TOBA NWUNYI IME??

OMUTA _________________
Posted: at 23-11-2011 10:56 AM (12 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kebella at 23-11-2011 10:57 AM (12 years ago)
(f)
Quote from: moniconyez on 23-11-2011 07:15 AM
SIEBAA BUOO, OKWU NKE a BU MAKA UMU IBE. obughi maka ndi na achu mnama
Cheesy

Posted: at 23-11-2011 10:57 AM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kebella at 23-11-2011 10:58 AM (12 years ago)
(f)
Quote from: solid_solid on 23-11-2011 10:56 AM
KWAM IKWURU OTO TOBA NWUNYI IME??

OMUTA _________________
amu Grin Grin Shocked Shocked Lips Sealed

Posted: at 23-11-2011 10:58 AM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kebella at 23-11-2011 10:59 AM (12 years ago)
(f)
Quote from: Ajento on 23-11-2011 03:43 AM
Gwam gwam gwam, gwam okuru kpom anughi udaya

Gwam gwam gwam, gwam esighi isi ereghi ure

Gwam gwam gwam, gwam ata piam obi agba na ngole ___________ (mejue okwu ahu)
biko anam abia Shocked Shocked Shocked iru di ya

Posted: at 23-11-2011 10:59 AM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- meetonyi at 23-11-2011 12:34 PM (12 years ago)
(m)
Gwam gwam gwam, gwam okuru kpom anughi udaya

Gwam gwam gwam, gwam esighi isi ereghi ure

Gwam gwam gwam, gwam ata piam obi agba na ngole ___________ (mejue okwu ahu)


Okuru kpam anughi udaya bu Mbe
Esighi isi, ereghi ure bu ogwute
Amaghi m nke ozo
Posted: at 23-11-2011 12:34 PM (12 years ago) | Newbie
Reply
- Ajento at 23-11-2011 02:37 PM (12 years ago)
(m)
Quote from: meetonyi on 23-11-2011 12:34 PM
Gwam gwam gwam, gwam okuru kpom anughi udaya

Gwam gwam gwam, gwam esighi isi ereghi ure

Gwam gwam gwam, gwam ata piam obi agba na ngole ___________ (mejue okwu ahu)


Okuru kpam anughi udaya bu Mbe
Esighi isi, ereghi ure bu ogwute
Amaghi m nke ozo

Nwa afo, igbaliri nke oma, ngwa kam tapia okwum:

Okuru kpom anughi udaya bu : Anya, madu jua anya bem mo bu kpom, ina anu udaya? mbanu.

Esighi isi ereghi ure bu: Ego, akwukwo ego mobu kwanu nkpuru ego anaghi esi isi mobu kwanu ire ure

Ata pia obi agba na: Nshiko ( nka bu uka buru kwa ilulu)

UMU NNEM NA UMU NNAM YAGAZIE NUOOOO!
Posted: at 23-11-2011 02:37 PM (12 years ago) | Gistmaniac
Reply